Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 4

8 Ken gwara nwanne ya Ebel sị, "Bịa soro m ka anyị banye ọhịa." Mgbe ha nọ nʼebe ahụ, Ken jidere nwanne ya gbuo ya.

Veja também