38 Fero jụrụ ndịisi ọchịchị ya, "Anyị ga-achọtali onye ọzọ dịka nwoke a, onye mmụọ nke Chineke dị nʼime ya?"
39 Ya mere Fero tụgharịrị sị Josef, "Ebe Chineke kpugheere gị ihe ndị a, o nweghị onye ọzọ nwere ezi nghọta na amamihe dịka gị.