Pular para o conteúdo
Publicidade

Hebreus 12

5 Unu echefuola okwu nkasiobi ahụ, nke e jiri gbaa unu ume dịka ụmụ,

"Nwa m ewela ịdọ aka na ntị nke Onyenwe anyị dịka ihe dị mfe, mgbe na-ata gị ahụhụ

maọbụ daa mba mgbe na-abara gị mba.

6 Nʼihi na onye Onyenwe anyị hụrụ nʼanya ka na-abara mba.

bụkwa onye nabatara dị ka nwa ya, ka na-apịa ụtarị."12:6 Ilu 3:11,12

Veja também