Lọghachikwute m
12 "Ọ bụladị ugbu a," otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya,
"Jirinụ obi unu niile lọghachikwute m.
Werekwanụ obubu ọnụ, na ịkwa akwa, na iru ụjụ, lọghachikwutenụ m."