Pular para o conteúdo
Publicidade

João 11

21 Mata sịrị Jisọs, "Onyenwe m, a sị na nọ nʼebe a, nwanne m nwoke agaraghị anwụ. 22 Ma ugbu a, amara m na Chineke ga-enye gị ihe ọbụla rịọrọ."

23 Jisọs sịrị ya, "Nwanne gị nwoke ga-ebili ọzọ."

24 Mata sịrị ya, "Amara m na ga-ebili ọzọ nʼụbọchị mbilite nʼọnwụ nʼoge ikpeazụ."

25 Jisọs gwara ya, "Mụ onwe m bụ mbilite nʼọnwụ na ndụ. Onye ọbụla kwere na m, a sịkwarị na nwụrụ anwụ, ga-adị ndụ ọzọ. 26 Ma onye ọbụla dị ndụ nke na-ekwere na m agaghị anwụ. kwere nke a?"

27 sịrị ya, "E, Onyenwe m, ekwere m na bụ Kraịst ahụ, Ọkpara Chineke, onye ga-abịa nʼụwa."

Veja também