Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 14

13 Ihe ọbụla unu ga-arịọ site nʼaha m, aga m enye unu ya, ka e nwe ike nye Nna ahụ otuto site nʼỌkpara ya. 14 Ihe ọbụla unu rịọrọ nʼaha m, aga m eme ya.

Nkwa izite Mmụọ Nsọ

15 "bụrụ na unu hụrụ m nʼanya unu ga-edebe iwu m niile. 16 Aga m arịọ Nna m, ga-enye unu Onye Nkasiobi ọzọ,14:16 Maọbụ, Onye Inyeaka onye ga-enyere unu aka ma nọnyekwara unu ruo mgbe niile ebighị ebi.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também