Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 14

26 Ma Onye Nkasiobi ahụ bụ Mmụọ Nsọ, onye Nna m ga-ezite nʼaha m, ga-akụziri unu ihe niile, ga-echetakwara unu ihe niile m gwara unu. 27 Udo ka m na-ahapụrụ unu. Udo m ka m na-enyekwa unu. bụghị dị ka ụwa si enye ka m na-enye unu. Unu ekwela ka obi lọọ unu mmiri, ka ụjọ hapụkwa ịtụ unu.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também