Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 17

25 "Nna onye ezi omume, ụwa amaghị gị. Ma amaara m gị. Ndị a matakwara na bụ gị zitere m. 26 Emekwara m ka ha mara aha gị. Aga m agakwa nʼihu ime ka ha mara ya. Ka ịhụnanya ahụ i nwere nʼebe m nọ dịgide nʼime ha, ka mụ onwe m nọgidekwa nʼime ha."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também