Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 19

26 Mgbe Jisọs hụrụ nne ya na onye na-eso ụzọ ya hụrụ nʼanya ka o guzo nʼakụkụ ya, sịrị nne ya, "Nwanyị lee nwa gị nwoke." 27 sịrị onye ahụ nke na-eso ụzọ ya, "Lee nne gị." Site nʼoge ahụ, onye ahụ na-eso ụzọ ya kpọọrọ ya laa nʼụlọ nke ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também