Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 20

14 Nʼoge a, tụgharịrị hụ ka Jisọs guzo nʼebe ahụ. Ma mataghị na bụ Jisọs.

15 Jisọs sịrị ya, "Nwanyị, gịnị mere iji ebe akwa? Onye ka na-achọ?"

Ebe o chere na bụ onye na-elekọta ogige ahụ, sịrị ya, "Nna anyị ukwu, bụrụ na bụ gị bupụrụ ya, gwa m ebe i debere ya ka m gaa buru ya."

16 Jisọs sịrị ya, "Meri."

tụgharịrị tie mkpu nʼolu Hibru sị ya, "Raboni!" (nke pụtara "Onye nkuzi.)"

Veja também