Pular para o conteúdo
Publicidade

João 4

21 Jisọs sịrị ya, "Nwanyị kwere okwu m, oge na-abịa mgbe na-agaghị akpọ isiala nye Nna, maọbụ nʼugwu a ma bụkwanụ na Jerusalem. 22 Unu na-efe ihe unu na-amaghị ma anyị na-efe ihe anyị matara, nʼihi na nzọpụta sitere nʼaka ndị Juu. 23 Ma oge na-abịa, ugbu a bịala, mgbe ndị na-efe Nna ahụ nʼeziokwu ga-efe ya nʼime mmụọ na nʼeziokwu. Nʼihi na bụ ndị dị otu a ka Nna chọrọ ka ha na-efe ya.

Veja também