Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 1

13 Ma mmụọ ozi ahụ gwara ya sị, "Zekaraya atụla egwu, Chineke anụla ekpere gị. Elizabet nwunye gị ga-atụrụ ime mụtara gị nwa nwoke. ga-akpọkwa aha ya Jọn. 14 ga-abụrụ gị ihe oke ọṅụ na obi ụtọ, ọtụtụ mmadụ ga-aṅụrịkwa ọṅụ nʼihi ọmụmụ ya. 15 Nʼihi na ga-abụ onye dị ukwuu nʼanya Onyenwe anyị. gaghị aṅụkwa mmanya ọbụla, maọbụ ihe ọṅụṅụ ọbụla na-egbu egbu nʼihi na site nʼafọ nne ya ga-abụ onye emejupụtara na Mmụọ Nsọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também