Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 10

21 Nʼotu oge ahụ, o jupụtara nʼọṅụ nke Mmụọ Nsọ kwuo sị, "Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m ekele gị nʼihi na zonarịrị ihe ndị a nʼebe ndị ọkachamara na ndị nwere amamihe nọ, ma kpughere ihe ndị a niile nye ụmụntakịrị. E, Nna, otu a ka o si masị uche gị ime ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também