Pular para o conteúdo
Publicidade

Lucas 19

37 Mgbe o rutere nʼụzọ e si arịgo Ugwu Oliv, igwe mmadụ ndị ahụ na-eso ụzọ ya malite iji ọṅụ na-eto Chineke nʼoke olu nʼihi ọrụ ebube niile ha hụrụ, 38 na-asị,

"Onye a gọziri agọzi ka eze ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị."19:38 Abụ 118:26

"Udo nʼeluigwe, ebube dịkwa nʼebe kachasị elu."

Veja também