Pular para o conteúdo
Publicidade

Lucas 22

26 Ma unu onwe unu agaghị adị otu a. Kama onye kachasị ibe ya ịdị elu dịrị ka onye dịkarịsịrị nta. Ka onyeisi dịrị ka onye na-eje ozi. 27 Onye dị elu karịa ibe ya? bụ onye nọdụrụ ala rie nri na tebul ka bụ onye siri nri dozie ya na tebul? bụghị onye nọdụrụ ala rie nri na tebul? Ma adị m ka onye na-eje ozi nʼetiti unu.

Veja também