Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 3

23 Jisọs agbaala ihe dị ka iri afọ atọ mgbe o bidoro ọrụ ya. bụ nwa (dịka ndị mmadụ chere) Josef,

onye bụ nwa Heli; 24 Heli abụrụ nwa Matat,

nwa Livayị, nwa Meliki,

nwa Janayi, nwa Josef;

25 nwa Matatiyas, nwa Emọs,

nwa Nehum, nwa Esili,

nwa Nagayị; 26 nwa Maat,

nwa Matatiyas, nwa Semein,

nwa Josek, nwa Joda;

27 nwa Joanan, nwa Resa,

nwa Zerubabel, nwa Shealtiel,

nwa Neri; 28 nwa Meliki,

nwa Adi, nwa Kosam,

nwa Elmadam, nwa Er,

29 nwa Joshua, nwa Elieza,

nwa Jorim, nwa Matat,

nwa Livayị; 30 nwa Simiọn,

nwa Juda, nwa Josef,

nwa Jonam, nwa Eliakịm;

31 nwa Melea, nwa Mena,

nwa Matata, nwa Netan,

nwa Devid; 32 nwa Jesi,

nwa Obed, nwa Boaz,

nwa Salmọn, nwa Nashọn;

33 nwa Aminadab, nwa Ram,3:33 Nʼakwụkwọ ụfọdụ i nwere ike ihu nwa Admin, nwa Anai.

nwa Hezrọn, nwa Perez,

nwa Juda; 34 nwa Jekọb,

nwa Aịzik, nwa Ebraham,

nwa Tera, nwa Nahọ;

35 nwa Serug, nwa Reu,

nwa Peleg, nwa Eba,

nwa Shela; 36 nwa Kenan,

nwa Aafaksad, nwa Shem,

nwa Noa, nwa Lamek;

37 nwa Metusela, nwa Enọk,

nwa Jared, nwa Mahalalel,

nwa Kenan; 38 nwa Enọsh,

nwa Set, nwa Adam,

nwa Chineke.

Veja também