Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 1

Ọkpụkpọ ndị na-eso ụzọ ya

16 Mgbe Jisọs na-aga nʼakụkụ osimiri Galili, hụrụ Saimọn na Andru nwanne ya, ka ha na-awụnye ụgbụ ha nʼime mmiri nʼihi na ha bụ ndị ọkụ azụ. 17 Jisọs siri ha, "Bịanụ soro m, m ga-emekwa unu ndị ọkụ na-akụta mmadụ." 18 Ngwangwa ha hapụrụ ụgbụ azụ ha ma soro ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também