Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 1

Baptizim na ọnwụnwa Jisọs

9 Nʼoge ahụ, Jisọs sitere na Nazaret nke Galili bịa nʼosimiri Jọdan, ebe Jọn mere ya baptizim. 10 Ma mgbe o si nʼime mmiri ahụ na-apụta, hụrụ ka eluigwe meghere. Hụkwa Mmụọ Nsọ dị ka nduru ka rịdatara bekwasị ya nʼisi ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também