Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 11

Osisi fiig a bụrụ ọnụ

12 Nʼechi ya, mgbe ha si Betani na-apụta, agụụ gụrụ ya. 13 Site nʼebe dị anya, hụrụ otu osisi fiig nke nwere akwụkwọ ndụ. Mgbe bịaruru osisi ahụ nso, gagharịrị nʼukwu ya niile ma ga-achọta mkpụrụ nʼelu ya, ma hụghị mkpụrụ ọbụla, naanị akwụkwọ ndụ, nʼihi na oge a abụghị oge osisi a ji amị mkpụrụ. 14 Mgbe ahụ, gwara osisi ahụ sị, "Ka mmadụ ọbụla ghara iri mkpụrụ sitere na gị ruo ebighị ebi." Ndị na-eso ụzọ ya nụrụ mgbe o kwuru okwu a.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também