15 Ọ gwara ha sị, "Gaanụ nʼime ụwa niile kwusaara ihe niile e kere eke oziọma. 16 Onye ọbụla kweerenụ na onye e mekwara baptizim ka a ga-azọpụta. Ma a ga-ama onye ọbụla na-ekwereghị ikpe.
Publicidade