Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 5

22 Ma otu nʼime ndịisi ụlọ ekpere nke aha ya bụ Jairọs bịara, mgbe hụrụ ya, dara nʼala nʼụkwụ ya, 23 rịọsie ya arịrịọ ike sị, "Ada m nwanyị nke nta nọ nʼọnụ ọnwụ ugbu a. Biko, bịa ka bikwasị ya aka gị ka agwọ ya, ka dịkwa ndụ." 24 Ya mere, Jisọs soro ya gawa.

Oke igwe mmadụ sokwa ya na-akpagbu ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também