Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 6

17 Nʼihi na Herọd nʼonwe ya nyererị iwu ka e jide Jọn kee ya agbụ tụba ya nʼụlọ mkpọrọ. O mere nke a nʼihi Herodịas bụrịị nwunye Filip nwanne ya, onye kpọrọ dịka nwunye ya. 18 Nʼihi na Jọn gwara Herọd sị, "bụghị ihe ziri ezi nʼiwu ka kpọrọ nwunye nwanne gị nwoke."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também