Pular para o conteúdo
Publicidade

Miquéias 5

2 "Ma gị onwe gị, Betlehem Efrata,

bụ ezie na bụ obodo dị nta nʼetiti ndị ikwu Juda niile,

ma onye ahụ ga-achị Izrel

ga-esi na gị pụta,

bụ onye ahụ mmalite ya sitere na mgbe ochie,

sitekwa na mgbe ebighị ebi gara aga."

Veja também