Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 13

Ilu banyere mkpụrụ mọstaadị

31 tụkwara ilu ọzọ sị ha, "Alaeze eluigwe dị ka mkpụrụ mọstaadị nke onye ọrụ ubi kụrụ nʼubi ya. 32 bụ ezie na bụ mkpụrụ dịkarịsịrị nta karịa mkpụrụ ubi niile, ma mgbe mkpụrụ a toro, na-adị ukwuu karịa ihe niile a kụrụ nʼubi. na-aghọ osisi buru ibu, nke ụmụ nnụnụ na-ezukwa ike nʼalaka ya."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também