15 Ọ jụrụ ha sị, "Ma unu onwe unu, ọ bụ onye ka unu na-asị na m bụ?"
16 Saimọn Pita zara sị ya, "Ị bụ Kraịst16:16 Maọbụ, Onye nzọpụta ahụ, Ọkpara Chineke dị ndụ."