5 Ha zara ya sị, "Na Betlehem nke Judịa. Nʼihi na otu a ka onye amụma ahụ dere nʼakwụkwọ sị,
6 " ‘Ma gị onwe gị, Betlehem, dị nʼala Juda,
ị dịghị nta karịchasịa nʼetiti ndị ọchịchị Juda,
nʼihi na ọ bụ site na gị ka onye ọchịchị ga-esi pụta,
onye ga-achị ndị nke m Izrel.’2:6 Mai 5:2"