Publicidade

Mateus 21

21 Jisọs zara sị ha, "Nʼezie agwa m unu, bụrụ na unu e nwee okwukwe, gharakwa inwe obi abụọ, bụghị naanị na unu ga-eme ihe e mere osisi fiig ahụ. Unu pụrụ inye ugwu a iwu sị ya, Si nʼebe a wezuga onwe gị, gaa danye nʼoke osimiri.ga-emezukwa.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-