Ịtụ ụtụ nye Siza
15 Mgbe ahụ ndị Farisii22:15 Farisii Ndị otu na-akwado maka idebezu mmemme na omenaala niile ndị Juu. zukọtara na-achọ ụzọ ha ga-esi mee ka o kwuhie ọnụ ka ha site na ya jide ya.
22 Mgbe ha nụrụ nke a, ọ gbagwojuru ha anya, nʼihi ya, ha hapụrụ ya pụọ.