Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 26

Juda ekwere ịrara Jisọs nye

14 Mgbe ahụ otu nʼime mmadụ iri na abụọ na-eso ụzọ ya, onye aha ya bụ Judas Iskarịọt, jekwuuru ndịisi nchụaja. 15 jụrụ ha sị, "Gịnị ka unu ga-enye m ma m rara ya nye nʼaka unu?" Ha kwụrụ ya iri mkpụrụ ọlaọcha atọ. 16 Site nʼoge ahụ na-aga, chọrọ ohere ịrara ya nye nʼaka ha.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também