Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 27

59 Josef buuru ozu ya, were ezi akwa ọcha linin na-enwu enwu fụchie ya, 60 ma gaa lie ya nʼili ọhụrụ nke o gwuuru onwe ya, nʼetiti nkume. O jikwa otu nkume buru ibu kpuchie ọnụ ụzọ ili ahụ, hapụ ya laa.

Veja também