Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 5

Ịgba alụkwaghị m

31 "E kwukwara sị, Onye ọbụla chọrọ ịgbara nwunye ya alụkwaghị m, ga-ebu ụzọ dee akwụkwọ alụkwaghị m nye nwunye ya. 5:31 Dit 24:1 32 Ma asị m unu, onye ọbụla gbara nwunye ya alụkwaghị m, ma bụghị nʼihi ịkwa iko, na-etinye nwanyị ahụ nʼọnọdụ ga-eme ka kwaa iko. bụrụ na nwanyị ahụ alụọ di ọzọ, nwoke ahụ lụrụ nwanyị ahụ na-emekwa mmehie ịkwa iko.

Veja também