Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 6

30 Ma bụrụ na Chineke si otu a chọọ ahịhịa efu nke ubi mma, nke pụrụ ịdị ndụ taa ma echi atụba ha nʼite ọkụ, bụ na gaghị a chọọ unu mma karịa. Unu ndị okwukwe nta? 31 Nʼihi nke a, unu echegbukwala onwe unu na-asị, Gịnị ka anyị ga-eri?maọbụ, Gịnị ka anyị ga-aṅụ?maọbụ, Gịnịkwa ka anyị ga-eyi?

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também