Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 9

Jisọs agwọọ ndị ìsì na onye ogbi

27 Mgbe Jisọs si nʼebe ahụ na-apụ, ụmụ nwoke abụọ ndị kpuru ìsì sooro ya. Ha tikuru ya mkpu na-asị, "Nwa Devid, meere anyị ebere!"

28 Ha sooro ya bata nʼụlọ ebe nọ. jụrụ ha ajụjụ sị, "Unu kwere na m nwere ike ime ka unu hụ ụzọ?"

Ha zara sị ya, "E, Onyenwe anyị, anyị kweere."

29 O metụrụ ha aka nʼanya sị ha, "Ya dịrị unu dị ka okwukwe unu si dị." 30 Ngwangwa ndị ìsì ahụ bidoro ịhụ ụzọ. Jisọs maara ha ọkwa sị ha "Unu agwakwala onye ọbụla." 31 Ma ha pụrụ gbasaa akụkọ a ebe niile nʼala ahụ.

Veja também