37 Mgbe ahụ, ọ sịrị ndị na-eso ụzọ ya, "Owuwe ihe ubi hiri nne nʼezie. Ma ndị ọrụ dị ole na ole. 38 Ya mere, rịọọnụ Onyenwe owuwe ihe ubi ka o zite ndị ọrụ nʼowuwe ihe ubi ya."