6 Onyenwe anyị gwara ha sị, "Geenụ ntị nʼokwu m ndị a:
"Mgbe onye amụma nọ nʼetiti unu,
Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị na-egosi ya onwe m site nʼọhụ.
Ana m agwa ya okwu site na nrọ.