20 Ọ dịghị mgbe ọbụla o nwere obi abụọ na Chineke agaghị emezu ihe niile o kwere ya na nkwa. Kama, okwukwe ya mere ka ọ gbasie ike, ka ọ na-enye Chineke otuto. 21 O nwere otu obi na Chineke pụrụ imezu ihe niile ọbụla o kwere na nkwa.
Publicidade