Pular para o conteúdo
Publicidade

Rut 1

20 Ma Naomi zara ha sị, "Unu akpọkwala m Naomi, kama kpọọnụ m Mara, nʼihi na Onye pụrụ ime ihe niile emeela ka ndụ m jupụta nʼihe ilu. 21 Aka m juru eju mgbe m si nʼebe a pụọ, ma Onyenwe anyị emeela ka m gbara aka lọta. Gịnị mere unu ji akpọ m Naomi ebe bụ na Onyenwe anyị gbakụtara m azụ, ebe bụ na Onye pụrụ ime ihe niile mere ka nsogbu dakwasị m."

Veja também

Rute
Ver todos os capítulos de Rute