Pular para o conteúdo
Publicidade

Jemis 2

15 bụrụ na otu nwanne anyị nwoke maọbụ nwanne anyị nwanyị yi nkịrịnka akwa, bụrụkwa na o nweghị ihe oriri ga-ezuru ya nʼụbọchị, 16 ma otu onye nʼime unu asị ha, "Laa nʼudo, kpuchiekwa onwe gị nke ọma, rijuokwa afọ," nʼenyeghị ya ihe dị mkpa maka ahụ ya, uru gịnị ka bara? 17 Nʼụzọ dị otu a, okwukwe naanị ya bụ ihe na-abaghị uru ma bụrụ na ọrụ esoghị ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também