Pular para o conteúdo
Publicidade

Casamento

Por Bíblia Online

O casamento é aliança sagrada instituída por Deus. Ele une marido e mulher em uma só carne — pacto de amor, fidelidade e companheirismo que reflete o amor de Cristo pela Igreja.

Fundamento divino

Não é bom que o homem esteja só. Deus criou o casamento como aliança de companheirismo, amor e fecundidade.

Onyenwe anyị Chineke kwuru sị, "dịghị mma ka nwoke nọrọ naanị ya. Aga m emere ya onye inyeaka nke kwesiri ya."

Ya mere, Onyenwe anyị Chineke mere ka nwoke ahụ daa nʼụra. Mgbe nọ na-arahụ ụra, o wepụtara otu ọgịrịga site na ngụ dị ya nʼahụ, mechikwaa ebe o si wepụta ya. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị Chineke ji otu ọgịrịga o si nʼahụ nwoke ahụ wepụta, mee nwanyị, dutere ya nwoke ahụ.

Nwoke ahụ kwuru sị,

"Nke a bụ ọkpụkpụ si nʼọkpụkpụ m,

na anụ ahụ si nʼahụ m,

a ga-akpọ ya nwanyị,

nʼihi na e si nʼime nwoke wepụta ya."

bụ nke a mere nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya, e jikọta ya na nwunye ya, ha ga-abụ otu anụ ahụ.

bụ nke a mere nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya, e jikọta ya na nwunye ya, ha ga-abụ otu anụ ahụ.

Nwoke ahụ na nwunye ya gba ọtọ, ma ihere emeghị ha.

bụ nke a mere nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya, e jikọta ya na nwunye ya, ha ga-abụ otu anụ ahụ.

Mgbe ahụ, Onyenwe anyị Chineke ji otu ọgịrịga o si nʼahụ nwoke ahụ wepụta, mee nwanyị, dutere ya nwoke ahụ.

Nwoke ahụ kwuru sị,

"Nke a bụ ọkpụkpụ si nʼọkpụkpụ m,

na anụ ahụ si nʼahụ m,

a ga-akpọ ya nwanyị,

nʼihi na e si nʼime nwoke wepụta ya."

bụ nke a mere nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya, e jikọta ya na nwunye ya, ha ga-abụ otu anụ ahụ.

Mgbe ahụ, Chineke kwuru sị, "Ka anyị mee mmadụ nʼoyiyi anyị, dịka ụdịdị anyị si dị, ka ha chịa azụ niile nke osimiri, na anụ ufe niile nke eluigwe, na anụ ụlọ niile, na anụ ọhịa niile, na ihe niile e kere eke nwere ndụ nke na-akpụ akpụ nʼala."

Ya mere, Chineke kere mmadụ nʼoyiyi nke ya,

nʼoyiyi Chineke ka o kere ha,

nwoke na nwanyị ka o kere ha.

Chineke gọziri ha sị ha, "Mịanụ mkpụrụ, mụbaanụ, jupụtanụ nʼụwa, meenụ ka ihe niile dịrị nʼokpuru unu. Chịanụ azụ niile nke osimiri na anụ ufe niile nke eluigwe na ihe niile e kere dị ndụ nke na-akpụgharị akpụgharị nʼala."

Ken na Ebel

Emesịa, Adam na nwunye ya Iiv dinakọrọ dịka di na nwunye. Iiv tụụrụ ime mụọ nwa nwoke, onye ha gụrụ Ken. Iiv sịrị, "Site nʼinyeaka Onyenwe anyị, amụtala m nwa nwoke!"

Adam na Iiv dinakọrọ ọzọ, Iiv tụụrụ ime mụta nwa nwoke gụrụ Set. Nʼihi na Iiv kwuru sị, "Chineke enyela m nwa nwoke ọzọ nʼọnọdụ Ebel onye Ken gburu."

Fidelidade conjugal

O que Deus ajuntou não separe o homem. O casamento deve ser honrado e o leito matrimonial preservado sem impureza.

Ya mere, ha abụkwaghị mmadụ abụọ ọzọ, kama otu anụ ahụ. Ya mere, ihe Chineke jikọtara, ka mmadụ ọbụla atọsala ya."

zara ha sị, "bụ na unu agụtabeghị na akwụkwọ nsọ, na Onye kere ha na mbụ kere ha nwoke na nwanyị. Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya e jikọta ya na nwunye ya. Ha abụọ ga-abụkwa otu anụ ahụ. Ya mere, ha abụkwaghị mmadụ abụọ ọzọ, kama otu anụ ahụ. Ya mere, ihe Chineke jikọtara, ka mmadụ ọbụla atọsala ya."

Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya e jikọta ya na nwunye ya. Ha abụọ ga-abụkwa otu anụ ahụ. Ya mere, ha abụkwaghị mmadụ abụọ ọzọ, kama otu anụ ahụ. Ya mere, ihe Chineke jikọtara, ka mmadụ ọbụla atọsala ya."

Ịgba alụkwaghị m

"E kwukwara sị, Onye ọbụla chọrọ ịgbara nwunye ya alụkwaghị m, ga-ebu ụzọ dee akwụkwọ alụkwaghị m nye nwunye ya. Ma asị m unu, onye ọbụla gbara nwunye ya alụkwaghị m, ma bụghị nʼihi ịkwa iko, na-etinye nwanyị ahụ nʼọnọdụ ga-eme ka kwaa iko. bụrụ na nwanyị ahụ alụọ di ọzọ, nwoke ahụ lụrụ nwanyị ahụ na-emekwa mmehie ịkwa iko.

Ịkwa iko

"Unu nụrụ na e kwuru sị, Akwala iko. Ma asị m unu, onye ọbụla lere nwanyị anya site na-agụụ ịkwa iko emeelarị mmehie ịkwa iko nʼime obi ya megide nwanyị ahụ.

Ha sịrị, "Mosis kwenyere ka nwoke dee asambodo alụkwaghị m, nye nwunye ya ma zilaga ya."

Jisọs sịrị ha, "bụ nʼihi na obi unu siri ike nke ukwuu ka o ji deere unu iwu a. Ma na mmalite nke okike ụwa, Chineke kere ha nwoke na nwanyị. Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya e jikọta ya na nwunye ya. Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ. Ya mere, ha abụkwaghị mmadụ abụọ ọzọ, kama otu anụ ahụ. Ya mere, ihe Chineke jikọtara, ka mmadụ ọbụla atọsala ya."

Ma bụrụ na nwanyị ọbụla agbaa dị ya alụkwaghị m ma lụrụ nwoke ọzọ, na-emekwa mmehie ịkwa iko."

Ka ọlụlụ dị na nwunye bụrụ ihe onye ọbụla na-akwanyere ugwu, ka ihe ndina unu bụrụkwa nke a na-emerụghị emerụ. Nʼihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko na ndị ụrụ ikpe.

Ka ọlụlụ dị na nwunye bụrụ ihe onye ọbụla na-akwanyere ugwu, ka ihe ndina unu bụrụkwa nke a na-emerụghị emerụ. Nʼihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko na ndị ụrụ ikpe.

Ka ọlụlụ dị na nwunye bụrụ ihe onye ọbụla na-akwanyere ugwu, ka ihe ndina unu bụrụkwa nke a na-emerụghị emerụ. Nʼihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko na ndị ụrụ ikpe.

Amor como Cristo

Maridos, amai vossas mulheres como Cristo amou a igreja. O amor conjugal reflete o evangelho em ação.

Ndị bụ di, hụnụ nwunye unu nʼanya dị ka Kraịst siri hụ nzukọ ya bụ chọọchị nʼanya nwụọ nʼihi ya. O mere nke a ka o nwee ike doo ya nsọ, jirikwa okwu ya na ịsa mmiri nke baptizim mee ka dị ọcha.

Ndị bụ di, hụnụ nwunye unu nʼanya dị ka Kraịst siri hụ nzukọ ya bụ chọọchị nʼanya nwụọ nʼihi ya. O mere nke a ka o nwee ike doo ya nsọ, jirikwa okwu ya na ịsa mmiri nke baptizim mee ka dị ọcha. Ka o chee nzukọ nʼihu ya onwe ya dị ka ihe jupụtara nʼebube, nke na-enweghị ntụpọ, maọbụ ihu mgbarụ ma bụkwanụ ihe ọbụla dị otu a. Kama nke dị nsọ na-enweghị ịta ụta.

Ndị bụ di, hụnụ nwunye unu nʼanya dị ka Kraịst siri hụ nzukọ ya bụ chọọchị nʼanya nwụọ nʼihi ya. O mere nke a ka o nwee ike doo ya nsọ, jirikwa okwu ya na ịsa mmiri nke baptizim mee ka dị ọcha. Ka o chee nzukọ nʼihu ya onwe ya dị ka ihe jupụtara nʼebube, nke na-enweghị ntụpọ, maọbụ ihu mgbarụ ma bụkwanụ ihe ọbụla dị otu a. Kama nke dị nsọ na-enweghị ịta ụta. Nʼotu ụzọ ahụ kwa, ndị bụ di kwesiri ịhụ nwunye ha nʼanya dị ka ha si hụ anụ ahụ ha nʼanya. Nʼihi na onye ọbụla hụrụ nwunye ya nʼanya na-ahụ onwe ya nʼanya. dịghị onye ọbụla nke kpọrọ anụ ahụ ya asị. Kama, na-azụ ya na-edozikwa ya, dị ka Kraịst na-emere chọọchị. Nʼihi na anyị niile bụ akụkụ anụ ahụ ya.

Nʼotu ụzọ ahụ kwa, ndị bụ di kwesiri ịhụ nwunye ha nʼanya dị ka ha si hụ anụ ahụ ha nʼanya. Nʼihi na onye ọbụla hụrụ nwunye ya nʼanya na-ahụ onwe ya nʼanya.

Nʼotu ụzọ ahụ kwa, ndị bụ di kwesiri ịhụ nwunye ha nʼanya dị ka ha si hụ anụ ahụ ha nʼanya. Nʼihi na onye ọbụla hụrụ nwunye ya nʼanya na-ahụ onwe ya nʼanya. dịghị onye ọbụla nke kpọrọ anụ ahụ ya asị. Kama, na-azụ ya na-edozikwa ya, dị ka Kraịst na-emere chọọchị. Nʼihi na anyị niile bụ akụkụ anụ ahụ ya.

Unu ndị bụ nwunye, doonụ onwe unu nʼokpuru di unu dị ka unu si doo onwe unu nʼokpuru Onyenwe anyị. Nʼihi na di bụ isi nwunye ya, dị ka Kraịst siri bụrụ isi nzukọ ya bụ chọọchị, na Onye nzọpụta ya nke bụ anụ ahụ ya. Ya mere, dị ka nzukọ si edo onwe ya nʼokpuru Kraịst, otu a ka ndị bụ nwunye kwesiri ido onwe ha nʼokpuru di ha nʼihe niile.

Unu ndị bụ nwunye, doonụ onwe unu nʼokpuru di unu dị ka unu si doo onwe unu nʼokpuru Onyenwe anyị. Nʼihi na di bụ isi nwunye ya, dị ka Kraịst siri bụrụ isi nzukọ ya bụ chọọchị, na Onye nzọpụta ya nke bụ anụ ahụ ya.

Unu ndị bụ nwunye, doonụ onwe unu nʼokpuru di unu dị ka unu si doo onwe unu nʼokpuru Onyenwe anyị. Nʼihi na di bụ isi nwunye ya, dị ka Kraịst siri bụrụ isi nzukọ ya bụ chọọchị, na Onye nzọpụta ya nke bụ anụ ahụ ya. Ya mere, dị ka nzukọ si edo onwe ya nʼokpuru Kraịst, otu a ka ndị bụ nwunye kwesiri ido onwe ha nʼokpuru di ha nʼihe niile.

Ndị bụ di, hụnụ nwunye unu nʼanya dị ka Kraịst siri hụ nzukọ ya bụ chọọchị nʼanya nwụọ nʼihi ya. O mere nke a ka o nwee ike doo ya nsọ, jirikwa okwu ya na ịsa mmiri nke baptizim mee ka dị ọcha. Ka o chee nzukọ nʼihu ya onwe ya dị ka ihe jupụtara nʼebube, nke na-enweghị ntụpọ, maọbụ ihu mgbarụ ma bụkwanụ ihe ọbụla dị otu a. Kama nke dị nsọ na-enweghị ịta ụta. Nʼotu ụzọ ahụ kwa, ndị bụ di kwesiri ịhụ nwunye ha nʼanya dị ka ha si hụ anụ ahụ ha nʼanya. Nʼihi na onye ọbụla hụrụ nwunye ya nʼanya na-ahụ onwe ya nʼanya. dịghị onye ọbụla nke kpọrọ anụ ahụ ya asị. Kama, na-azụ ya na-edozikwa ya, dị ka Kraịst na-emere chọọchị. Nʼihi na anyị niile bụ akụkụ anụ ahụ ya. "Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya e jikọta ya na nwunye ya. Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ." Nke a bụ ihe omimi dị ukwuu ma eji m ya atụnyere Kraịst na chọọchị ya. Ma otu dị, onye ọbụla nʼime unu aghaghị ịhụ nwunye ya nʼanya dị ka hụrụ onwe ya, nwunye ọbụla aghakwaghị ịsọpụrụ di ya.

"Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya e jikọta ya na nwunye ya. Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ."

Ma otu dị, onye ọbụla nʼime unu aghaghị ịhụ nwunye ya nʼanya dị ka hụrụ onwe ya, nwunye ọbụla aghakwaghị ịsọpụrụ di ya.

Ma otu dị, onye ọbụla nʼime unu aghaghị ịhụ nwunye ya nʼanya dị ka hụrụ onwe ya, nwunye ọbụla aghakwaghị ịsọpụrụ di ya.

Ma nʼetiti unu, ka a ghara ịkpọta mmehie ịkwa iko, maọbụ nke adịghị ọcha, maọbụ nke inwe anya ukwu aha, nʼihi na ihe ndị a ekwesighị nʼetiti ndị nsọ.

Submissão e respeito

Mulheres, sujeitem-se aos próprios maridos. Maridos, convivam com as esposas com conhecimento e honra.

Okwu dịrị ezinaụlọ ndị nke Kraịst

Ndị bụ nwunye, doonụ onwe unu nʼokpuru di unu, dị ka kwesiri ime nʼime Onyenwe anyị.

Unu ndị bụ di, hụnụ nwunye unu nʼanya, unu ejikwala obi ilu na-emeso ha omume.

Nke kachasị nke, kwerenụ ka ịhụnanya na-achị achị na ndụ unu, nʼihi na bụ nke a na-ejikọta ihe niile nʼotu.

Ka udo Kraịst na-achị achị nʼime obi unu, ebe unu bụ akụkụ nke otu anụ ahụ ahụ, a kpọrọ unu ka unu nọdụ nʼudo. Mgbe niile, nọọnụ na-ekele. Ka okwu nke Kraịst biri nʼime unu nʼuju ya. Werenụ amamihe niile na-akụzirịta ibe unu ihe, ma na-adụrịtakwa ibe unu ọdụ. Werekwanụ abụ ọma na abụ nke ime mmụọ bụọrọ Chineke abụ ekele nʼobi unu. Ka ihe niile unu na-eme, nʼokwu maọbụ nʼomume bụrụ nke e mere na nke e kwuru site nʼaha Onyenwe anyị Jisọs, na-enyekwanụ Chineke Nna ekele site na ya.

Nke kachasị nke, kwerenụ ka ịhụnanya na-achị achị na ndụ unu, nʼihi na bụ nke a na-ejikọta ihe niile nʼotu.

Meenụ ka ọchịchọ ọjọọ niile nke ụwa dị nʼime unu bụrụ ihe nwụrụ anwụ. Unu etinyekwala aka nʼịkwa iko, adịghị ọcha, ọchịchọ ọjọọ, agụụ ime ihe ọjọọ, na anya ukwu (nke bụkwa ikpere arụsị).

Nʼotu aka ahụ, ndị bụ di na-echenụ echiche dị mma banyere nwunye unu, ma nyenụ ha ugwu ruuru ha dịka ndị na-adịghị ike na dịka ndị unu na ha ga-eso keta onyinye amara nke ndụ ahụ. Nke a ga-eme ka ihe ọbụla hapụ igbochi ekpere unu.

Nʼotu aka ahụ, ndị bụ di na-echenụ echiche dị mma banyere nwunye unu, ma nyenụ ha ugwu ruuru ha dịka ndị na-adịghị ike na dịka ndị unu na ha ga-eso keta onyinye amara nke ndụ ahụ. Nke a ga-eme ka ihe ọbụla hapụ igbochi ekpere unu.

Pureza no casamento

Não adulterarás. A impureza sexual destrói alianças e famílias. Deus chama à santidade no matrimônio.

Gị akwala iko.

Gị enwela anya ukwu nʼebe ụlọ onye agbataobi gị dị. Gị enwekwala anya ukwu nʼebe nwunye onye agbataobi gị dị, maọbụ ohu ya nwoke maọbụ ohu ya nwanyị, ehi ya maọbụ ịnyịnya ibu ya, ma bụkwanụ nʼihe ọbụla nke onye agbataobi gị nwere dị."

Ma nʼihi ọtụtụ ihe omume banyere ịkwa iko, ka nwoke ọbụla nwee nwunye nke aka ya, nwanyị ọbụla di nke aka ya.

Ka nwoke ọbụla jisie ike na-akwụ nwunye ya ụgwọ mmekọ o ji ya. Nwanyị ọbụla ga-emekwara di ya otu aka ahụ. Nʼihi na nwanyị ọbụla lụrụ di adịghịkwa achị ahụ ya, kama bụ di ya na-achị ya. Otu aka ahụ, di anakwaghị achị ahụ ya, kama bụ nwunye ya na-achị ya.

Ka nwoke ọbụla jisie ike na-akwụ nwunye ya ụgwọ mmekọ o ji ya. Nwanyị ọbụla ga-emekwara di ya otu aka ahụ. Nʼihi na nwanyị ọbụla lụrụ di adịghịkwa achị ahụ ya, kama bụ di ya na-achị ya. Otu aka ahụ, di anakwaghị achị ahụ ya, kama bụ nwunye ya na-achị ya. Ka di na nwunye hapụ igbochi ibe ha mmekọrịta nke anụ ahụ ruuru ha. Karịakwa maọbụ na mkpebi ha nwere nʼetiti onwe ha ịnọrọ iche nwa oge nta nʼihi inyefe onwe ha ikpe ekpere. Mgbe oge a gasịrị, ha ga-agakwa nʼihu na mmekọrịta ha, ka e site otu a hapụ inye ekwensu ohere ịnwa ha ọnwụnwa nʼihi enweghị ike ha ijide onwe ha aka.

Ka nwoke ọbụla jisie ike na-akwụ nwunye ya ụgwọ mmekọ o ji ya. Nwanyị ọbụla ga-emekwara di ya otu aka ahụ. Nʼihi na nwanyị ọbụla lụrụ di adịghịkwa achị ahụ ya, kama bụ di ya na-achị ya. Otu aka ahụ, di anakwaghị achị ahụ ya, kama bụ nwunye ya na-achị ya. Ka di na nwunye hapụ igbochi ibe ha mmekọrịta nke anụ ahụ ruuru ha. Karịakwa maọbụ na mkpebi ha nwere nʼetiti onwe ha ịnọrọ iche nwa oge nta nʼihi inyefe onwe ha ikpe ekpere. Mgbe oge a gasịrị, ha ga-agakwa nʼihu na mmekọrịta ha, ka e site otu a hapụ inye ekwensu ohere ịnwa ha ọnwụnwa nʼihi enweghị ike ha ijide onwe ha aka.

Ma ana m agwa ndị na-anọghị nʼọnọdụ di na nwunye na ndị di ha nwụrụ anwụ, na ka mma ka ha nọdụ na-alụghị di maọbụ nwunye, dịka m onwe m nọ. Ma bụrụ na ha apụghị ijide onwe ha, ha gaa chọrọ di maọbụ nwunye lụọ. ka mma ịlụ di maọbụ nwunye, karịa mmadụ ịgba ara site nʼagụụ nke anụ ahụ.

Ugbu a, unu ndị nwere di na ndị nwere nwunye niile, enwere m iwu m na-enye unu. (O sighị nʼaka m, kama o si nʼaka Onyenwe anyị): O kwesighị ka nwanyị ọbụla hapụ di ya. A sịkwa na hapụ di ya, ya nọọrọ onwe ya, maọbụ ya laghachikwuru di ya. Ka nwoke ọbụla gharakwa ịgba nwunye ya alụkwaghị m.

Nʼihi na edoola di ahụ na-ekweghị ekwe nsọ site na nwunye ya, otu a kwa a na-edokwa nwunye ahụ na-ekweghị ekwe nsọ site na di ya, bụ onye kwere ekwe. bụrụ na dịghị otu a, ụmụ unu ga-abụ ndị na-adịghị ọcha. Ma otu dị, ha dị nsọ.

Unu emela ihe ga-ewetara unu oke echiche. Nwoke na-alụbeghị nwanyị nwere ohere iji oge ya niile rụọra Onyenwe anyị ọrụ. O nwekwara ohere ịgbalịsị ike ime ihe ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ. Ma nwoke nwere nwunye na-echegbu onwe ya banyere ihe igbo mkpa nke ụwa a, otu ga-esi mee ihe ga-atọ nwunye ya ụtọ. na-enwekwa obi abụọ nʼihe ọbụla chọrọ ime. Otu a ka dịkwa nye nwaagbọghọ na-alụbeghị di maọbụ onye nke na-amabeghị nwoke, nchegbu ya bụ banyere ihe nke Onyenwe anyị. Ọchịchọ ya bụ ka dị nsọ nʼanụ ahụ ya na nʼime mmụọ ya. Ma nwanyị nwere di na-echegbu onwe ya banyere ihe nke ụwa a, otu ga-esi mee ihe ga-atọ di ya ụtọ.

Njikọta e jikọtara nwunye na di ya na-adị ire naanị mgbe di nwanyị dị ndụ. bụrụ na di ya anwụọ o nwere ike ịlụ di ọzọ, ma lụọ ya nʼime Onyenwe anyị.

Ajụjụ banyere ọlụlụ dị na nwunye

Ugbu a, okwu banyere ihe unu dere nʼakwụkwọ: "dị mma ka nwoke ghara ịmetụ nwanyị aka." Ma nʼihi ọtụtụ ihe omume banyere ịkwa iko, ka nwoke ọbụla nwee nwunye nke aka ya, nwanyị ọbụla di nke aka ya.

Gbaaranụ mmehie ịkwa iko ọsọ. dịghị mmehie ọzọ na-emetụta anụ ahụ mmadụ dịka mmehie ịkwa iko. bụ mmehie mmadụ na-eme megide anụ ahụ ya. bụ na unu amataghị na ahụ unu bụ ụlọnsọ nke Mmụọ Nsọ ahụ Chineke nyere unu, onye bi nʼime unu? Anụ ahụ unu abụkwaghị nke unu onwe unu, kama unu bụ nke Chineke. E jiri oke ọnụahịa zọpụta unu. Ya mere jirinụ anụ ahụ unu nye Chineke otuto.

Unu na-asị, "E mere ihe oriri maka afọ, meekwa afọ maka ihe oriri, ma Chineke ga-emebi ma afọ ma ihe oriri." Ekeghị ahụ anyị maka ịkwa iko, kama o mere ya maka Onyenwe anyị, Onyenwe anyị dịkwa maka ahụ anyị. Chineke mere ka Onyenwe anyị site nʼọnwụ bilie, ga-ejikwa ike ya mee ka anyị si nʼọnwụ bilie.

bụ na unu amaghị na ndị na-eme ajọ omume dị otu a enweghị oke ọbụla nʼalaeze Chineke? Unu ekwela ka eduhie unu. Nʼihi na dịghị onye ọbụla na-akwa iko, na ndị na-efe arụsị, ndị ikom nwere nwunye na-akwa iko, na ndị ikom na-eji ndị ikom ibe ha akwa iko, ndị niile na-ezu ohi, ndị anya ukwu, ndị na-aṅụbiga mmanya oke, ndị nkwutọ, maọbụ ndị na-apụnara mmadụ ihe ha nwere, agaghị eketa oke nʼalaeze Chineke.

Ịhụnanya na-enwe ogologo ntachiobi, na-enwekwa obi ebere. dịghị ekwo ekworo, naghị enwe anya ukwu, naghị anya isi. nakwaghị ebuli onwe ya elu. naghị eme ihe na-akpasu iwe, naghị achọ ihe nke naanị ya, naghị ewe iwe ọsịịsọ. nakwaghị agụkọ ihe ọjọọ niile e mere ya. dịghị aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ, kama na-aṅụrị nʼeziokwu. na-edi ihe niile, na-ekwerekwa ihe niile, na-enwekwa olileanya na-anagide ihe ọbụla dapụtara.

Kraịst, dị abụọ? bụ Pọl ka a kpọgidere nʼobe nʼihi unu? dị onye e mere baptizim nʼaha Pọl? Ana m ekele Chineke ekele na dịghị onye ọbụla nʼime unu m mere baptizim, ewezugakwa Krispọs na Gaiọs. Ya mere, dịghị onye nʼime unu ga-asị na e mere ya baptizim nʼaha m. (Ahaa! Emekwara m Stefanas na ezinaụlọ ya baptizim. Ewezuga ndị a, amaghị m ma m ga-echetakwa onye ọzọ m mere baptizim nʼonwe m.) Nʼihi na Kraịst ezighị m ime ndị mmadụ baptizim. O zitere m iji okwu dị mfe kwusaa oziọma ya. bụghị iji okwu oke mmụta na amamihe nke mmadụ ka ike nke obe Kraịst ghara ịbụ ihe efu.

Mmehie ọjọọ

bụ akụkọ doro anya na-enwe ịkwa iko nʼetiti unu, ụdị nke ndị na-ekweghị ekwe na-apụghị ime, ka unu na-eme. Otu onye nʼime ụlọ unu kpọọrọ nwunye nna ya, ha abụọ e biri. Ma unu na-akpa nganga? Ihe unu kwesiri ime bụghị ịkwa akwa na iru ụjụ, na ime ka onye mere ihe dị otu a si nʼọgbakọ unu pụọ?

Sabedoria conjugal

Acha esposa, acha o bem. Bebe água da tua própria cisterna. A fidelidade conjugal é fonte de bênção permanente.

Nwoke ahụ chọtara nwunye chọtara ezi ihe.

na-anatakwa ihuọma site nʼaka Onyenwe anyị.

Nwoke ahụ chọtara nwunye chọtara ezi ihe.

na-anatakwa ihuọma site nʼaka Onyenwe anyị.

Nwoke ahụ chọtara nwunye chọtara ezi ihe.

na-anatakwa ihuọma site nʼaka Onyenwe anyị.

Ụlọ dị iche iche na akụ bụ ihe nketa a na-anata nʼaka ndị nne na nna,

ma nwunye nwere uche na nghọta na-esite naanị nʼaka Onyenwe anyị.

Kwere ka ịbụ nwoke gị bụrụ ngọzị nye gị;

ṅụrịakwa ọṅụ nʼihi nwunye nke lụtara nʼokorobịa gị.

Nne anụ nke na-ahụ nʼanya, dịka ele mara mma,

ka ara dị ya nʼobi zuore gị,

ka ịhụnanya ya na-enye gị obi ụtọ mgbe ọbụla.

Nʼihi na egbugbere ọnụ nwanyị na-akwa iko na-atọ ka mmanụ aṅụ,

okwu ọnụ ya na-akwọ mụrụmụrụ karịa mmanụ.

Ma nʼikpeazụ, na-elu ilu dịka oluilu

dịkwa nkọ ka mma agha ihu abụọ.

Ụkwụ ya abụọ na-arịdaru nʼọnwụ,

nzọ ụkwụ ya abụọ na-eje nʼụzọ ọkụ ala mmụọ.

Nʼihi na dịghị agbaso ụzọ kwesiri ndụ;

ụzọ ya gbagọrọ agbagọ, ma maghị nke a.

Ugbu a ụmụ m, geenụ m ntị,

unu esikwala nʼokwu niile nke ọnụ m wezuga onwe unu.

Gbaara nwanyị dị otu a ọsọ!

Ejekwala ọnụ ụzọ ụlọ ya nso,

ka ghara ire ugwu gị nʼebe ndị ọzọ nọ,

maọbụ were ndụ gị tinye nʼaka ndị na-enweghị obi ebere.

Nʼihi na egbugbere ọnụ nwanyị na-akwa iko na-atọ ka mmanụ aṅụ,

okwu ọnụ ya na-akwọ mụrụmụrụ karịa mmanụ.

Ma nʼikpeazụ, na-elu ilu dịka oluilu

dịkwa nkọ ka mma agha ihu abụọ.

Ụkwụ ya abụọ na-arịdaru nʼọnwụ,

nzọ ụkwụ ya abụọ na-eje nʼụzọ ọkụ ala mmụọ.

Nʼihi na dịghị agbaso ụzọ kwesiri ndụ;

ụzọ ya gbagọrọ agbagọ, ma maghị nke a.

Gbaara nwanyị dị otu a ọsọ!

Ejekwala ọnụ ụzọ ụlọ ya nso,

ka ghara ire ugwu gị nʼebe ndị ọzọ nọ,

maọbụ were ndụ gị tinye nʼaka ndị na-enweghị obi ebere.

Ka ndị ọbịa ghara inwe oke oriri nʼelu akụ gị,

ka ihe niile dọgburu onwe gị nʼọrụ ịkpata gharakwa imejupụta ụlọ onye ọzọ.

Ka gharakwa ịsụ ude nʼikpeazụ

mgbe ọrịa ga-eripịa ọkpụkpụ gị na anụ ahụ gị.

Mgbe ga-asị, Lee ka m si kpọọ ịdọ aka na ntị asị!

"Leekwa ka obi m si lelịa iba mba anya!

Egeghị m ntị nʼozizi nke ndị nkuzi m

maọbụ nabata ndụmọdụ nke ndị ndụmọdụ m.

Nʼihi na ugbu a, abịaruola m na mbibi

nʼihu ọha mmadụ niile."

Nne anụ nke na-ahụ nʼanya, dịka ele mara mma,

ka ara dị ya nʼobi zuore gị,

ka ịhụnanya ya na-enye gị obi ụtọ mgbe ọbụla.

Gịnị ka na-achọ nʼahụ nwanyị na-akwa iko?

Gịnị mere i ji na-amaku nwunye onye ọzọ obi?

Otu a ka na-adịrị nwoke na-abakwuru nwunye mmadụ ibe ya;

o nweghị onye ọbụla na-emetụ ya aka nke a na-agaghị ata ahụhụ.

Ma nwoke ahụ na-akwa iko bụ onye nzuzu, amamihe kọrọ ya,

nʼihi na bụ onwe ya ka na-ala nʼiyi.

Ma nwoke ahụ na-akwa iko bụ onye nzuzu, amamihe kọrọ ya,

nʼihi na bụ onwe ya ka na-ala nʼiyi.

A ga-eti ya ezi ihe otiti, a ga-elelikwa ya anya,

ihere ya agaghị ekwe ihichapụ.

Nʼihi na di nwanyị ahụ ga-esite nʼekworo wee iwe dị ọkụ;

gakwaghị enwe obi ebere nʼebe nọ nʼụbọchị ga-abọ ọbọ.

gaghị anara ihe ọbụla nʼọnọdụ ihe nkwụghachi nʼihi ihe ọjọọ o mere ya.

O nwekwaghị ihe a ga-enye ya pụrụ ime ka iwe ya dajụọ.

Ezi nwanyị bụ ọṅụ na okpueze di ya,

ma nwanyị na-eweta ihere dịka ire ure nʼọkpụkpụ di ya.

Anyị nwere ike pịa ọpịpịa nʼobi anyị,

maọbụ Onyenwe anyị na-edu ije anyị.

ka mma ibi nʼotu akụkụ elu ụlọ

karịa ibinyere nwanyị na-ese okwu.

Nwanyị nwere ugwu onye ga-achọtali ya?

dị oke ọnụ karịa nkume rubi.

Bíblia e casamento

Deus abomina o divórcio. A aliança matrimonial é reflexo da aliança de Deus com seu povo — sagrada e eterna.

bụ na bụghị otu Chineke ahụ kere gị? Nʼanụ ahụ na nʼime mmụọ, unu bụ nke ya. Ma gịnị ka otu Chineke a chọrọ? Ka unu bụrụ ụmụ na-atụ ya egwu. Ya mere, jie mmụọ gị aka, ka gharakwa ịbụ onye na-ekwesighị ntụkwasị obi nʼebe nwunye lụtara nʼokorobịa nọ.

"Akpọrọ m ịgba alụkwaghị m asị," ka Onyenwe anyị Chineke nke Izrel sịrị, "a kpọkwara nwoke na-emeso nwunye ya mmeso nʼụzọ ihe ike asị." bụ Onyenwe Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu.

Ya mere, kpachapụrụnụ onwe unu anya, unu abụkwala ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi.

Ndị Kraịst na ndị na-ekweghị ekwe

Unu ekwela ka unu na ndị na-ekweghị ekwe nwee nkekọta ọbụla. Nʼihi na gịnị ka ezi omume na ajọ omume nwekọrọ? Olee ụdị mmekọ ìhè na ọchịchịrị ga-enwekọ?

Nʼihi na nke a bụ ọchịchọ Chineke, bụ dị nsọ unu. Ka unu wezuga onwe unu site na ịkwa iko, ka onye ọbụla nʼime unu mata ido ahụ nke onwe ya nʼugwu na nʼịdị nsọ. bụghị nʼụzọ imejupụta ọchịchọ ọjọọ nke anụ ahụ dị ka ndị mba ọzọ na-amaghị Chineke.

Ka onye ọbụla ghara inyeghachi mmadụ ibe ya ihe ọjọọ nʼọnọdụ ihe ọjọọ. Kama gbalịsienụ ike ime ezi ihe nʼebe ibe unu nọ na nʼebe mmadụ niile nọ.

na ndị na-akwa iko na ndị ikom na-emerụ onwe ha nʼahụ ndị ikom ibe ha, ndị na-azụ ahịa ndị ohu, na ndị ụgha niile, na ndị na-agba ama ụgha, tinyere ihe ndị ahụ niile megidere ezi ozizi ahụ,

Ya mere onye ụkọchukwu kwesiri ịbụ onye a na-adịghị ata ụta, onye lụrụ otu nwunye, onye obi umeala, onye na-achịkọta onwe ya nke ọma, onye nwere nsọpụrụ, onye na-anabata ndị ọbịa nʼụlọ ya, nakwa onye nwere ike ikuzi ihe.

Ndị niile a ga-ahọpụta ije ozi na chọọchị aghaghị ịbụ ndị nwere naanị otu nwunye, ndị na-achịzi ụmụ ha na ezinaụlọ nke aka ha nke ọma.

ga-abụ onye a na-enweghị ihe ịta ụta, ga-abụ onye na-alụ otu nwanyị. Ụmụ ya bụ ndị kwere ekwe, ndị ama na ha anaghị ebi ndụ ọjọọ, maọbụ na-eme isiike.

Nwoke ọbụla lụrụ nwunye ọhụrụ agaghị apụ soro ndị agha, maọbụ soro rụọ ọrụ ọzọ pụrụ iche, otu afọ ka ga-enwere onwe ya ịnọ nʼụlọ ya, ya na nwunye ya, ime onwe ha obi ụtọ.

bụrụ na nwoke akpọrọ nwanyị, lụọ ya, ma emesịa ihe nwanyị ahụ amasịkwaghị ya nʼihi na dị ihe chọpụtara nʼahụ ya nke na-adịghị mma, ga-ede akwụkwọ alụkwaghị m nye nwanyị ahụ nʼaka, zilaa ya.

Mmekọrịta nwoke na nwanyị

bụrụ na nwoke alụọ nwaagbọghọ, mesie mgbe o dinakwuru ya kpebie nʼobi ya na chọkwaghị ịlụ ya ọzọ, bụrụ na nwoke a ekwutọọ nwaagbọghọ ahụ, mebie aha ya kwuo na nwaagbọghọ ahụ amatalarị nwoke tupu ha abụọ alụọ, nne nwaagbọghọ ahụ, na nna ya, ga-ewere ihe ga-egosi na nwa ha amabeghị nwoke gaa nʼihu ndị okenye obodo ahụ, nʼọnụ ụzọ ama. Nna nwaagbọghọ ahụ ga-agwa ndị okenye, "Enyere m nwoke a nwa m nwanyị dịka nwunye, ma ugbu a, chọkwaghị ịlụ ya. Ugbu a, o boola ya ebubo ihere, sị, Achọpụtaghị m ihe ọbụla nʼahụ nwa gị nwanyị a ihe na-egosi na maghị nwoke.Ma nke a bụ ihe ngosi na ada anyị amaghị nwoke." Mgbe ahụ ndị mụrụ ya ga-agbasapụ akwa ahụ nʼihu ndị okenye obodo ahụ.

" gaghị e jekwuru nwunye nna gị ka gị na ya nwe mmekọ edina. Nke a bụ ileda nna gị anya.

" A kpọrọkwala nwunye onye agbataobi gị idina ya, si otu a merụọ onwe gị nʼihi mmekọ dị otu a.

" bụrụ na nwoke ọbụla edinakwuru nwunye nwoke ọzọ, ya bụ nwunye onye agbataobi ya, nwoke ahụ na nwanyị kwara iko ka a ga-egbu.

" bụrụ nwoke na nwoke ibe ya edinakọọ nwee ụdị mmekọ edina nwoke na nwanyị, a ga-egbu ha abụọ nʼihi na ihe ha mere bụ ihe rụrụ arụ. Ọbara ha ga-adị ha nʼisi.

" Onye nchụaja agaghị alụ nwanyị e merụrụ site nʼịgba akwụna, maọbụ nwanyị lụtụrụla di nke kewapụrụ onwe ya site nʼahụ di ya, nʼihi na ndị nchụaja bụ ndị dị nsọ nye Chineke ha.

" Nwanyị onyeisi nchụaja ga-alụ ga-abụ nwanyị na-amaghị nwoke. gaghị alụ nwanyị di ya nwụrụ, maọbụ nwanyị ya na di ya na-ebikwaghị, maọbụ nwanyị akwụna. Nwanyị ga-alụ ga-abụ naanị nwanyị na-amaghị nwoke nke si nʼetiti ụmụnna ya,

Exemplos bíblicos

O Cântico dos Cânticos celebra o amor conjugal. A Bíblia honra o casamento em toda a sua beleza e profundidade.

Tụkwasị m dịka mgbaaka ihe a kara nʼobi,

dịka mgbaaka ihe a kara nʼaka gị

nʼihi na ịhụnanya dị ike dịka ọnwụ,

ekworo ya dịkwa ike dịka ala mmụọ.

na-enwupụtakwa dịka ọkụ na-ere ere,

dịka ọkụ nke dị ukwu.

Ọtụtụ mmiri apụghị imenyụ ịhụnanya,

osimiri niile enwekwaghị ike iri ya.

bụrụ na mmadụ ga-enye

akụ niile nke ụlọ ya nʼihi ịhụnanya,

a ga-eleda ya anya nke ukwuu.

Ndị Enyi

Ọtụtụ mmiri apụghị imenyụ ịhụnanya,

osimiri niile enwekwaghị ike iri ya.

bụrụ na mmadụ ga-enye

akụ niile nke ụlọ ya nʼihi ịhụnanya,

a ga-eleda ya anya nke ukwuu.

Ndị Enyi

mara mma nke ukwuu, onye m hụrụ nʼanya,

dịkwaghị ntụpọ ọbụla dị gị nʼahụ.

Ara gị abụọ dị ka ụmụ mgbada abụọ,

nke otu nne mụrụ nʼotu oge,

ndị na-ata nri nʼetiti okoko urodi.

I riela m obi, nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ m;

i riela m obi,

i werela ile anya gị

na ihe olu i yi rie obi m.

Aka ekpe ya dị nʼokpuru isi m,

aka nri ya na-ejikụ m.

Ya were nsusu niile nke ọnụ ya susuo m ọnụ,

nʼihi na ịhụnanya gị dị ụtọ karịa mmanya.

Bie ndụ obi ụtọ, gị na nwunye gị hụrụ nʼanya, ụbọchị niile nke ndụ ihe efu gị nke Chineke nyere gị nʼokpuru anyanwụ, nʼihi na nke a bụ oke dịịrị gị na ndụ ndọgbu onwe gị nʼọrụ nʼokpuru anyanwụ.

Bie ndụ obi ụtọ, gị na nwunye gị hụrụ nʼanya, ụbọchị niile nke ndụ ihe efu gị nke Chineke nyere gị nʼokpuru anyanwụ, nʼihi na nke a bụ oke dịịrị gị na ndụ ndọgbu onwe gị nʼọrụ nʼokpuru anyanwụ.

Mmadụ abụọ ka mma karịa otu onye,

nʼihi na ha ga-arụpụta ọtụtụ ihe:

Otu onye nʼime ha daa,

onye nke ọzọ ga-apalite ya.

Ma mgbe bụ naanị otu onye,

onye ga-apalite ya? nọ nʼime nsogbu.

Ọzọ, bụrụ na mmadụ abụọ edinakọ, ahụ ga-ekpokwa ha ọkụ,

ma olee otu onye naanị ya dina ga-esi nweta okpomọkụ?

bụ ezie na e nwere ike merie onye naanị ya guzo,

ma mmadụ abụọ pụrụ iguzo zọọ onwe ha.

Ụdọ e ji eriri atọ tụkọta nʼotu, adịghị adọbi ya ngwangwa.

Juízo e restauração

O Senhor é testemunha do pacto conjugal. Casamentos quebrados podem ser restaurados pelo poder e graça de Deus.

"Lọghachinụ unu ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi," ka Onyenwe anyị kwupụtara, sị, "nʼihi abụ m di unu. M ga-ahọrọ unu, otu onye site nʼotu obodo na mmadụ abụọ site nʼotu agbụrụ. M ga-akpọghachi unu Zayọn.

Nwunye Hosiya na ụmụ ya

Na mmalite okwu Onyenwe anyị site nʼọnụ Hosiya, Onyenwe anyị gwara Hosiya sị, "Gaa lụtara onwe gị nwanyị na-akwa iko na ụmụ amụtara nʼịkwa iko, nʼihi na dịka nwanyị alụrụ alụ nʼakwa iko, ala a na-akwa iko nke ukwu site nʼịgbahapụ Onyenwe anyị."

Ntaramahụhụ na nlọta

"Unu guzogidenụ nne unu, rịọọnụ ya,

nʼihi na bụghị nwunye m,

mụ onwe m abụkwaghị di ya.

Gwanụ ya ka o wezuga ịkwa iko site nʼihu ya,

ya wezugakwa ịgba akwụna nke dị nʼetiti ara ya abụọ.

Nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru, Nʼihi na wụpụrụ agụụ nke anụ ahụ gị, kpugheekwa ọtọ gị nʼịkwa iko gị nke gị na ndị hụrụ nʼanya na-akwa, na nʼihi arụsị gị niile rụrụ arụ, nakwa nʼihi na nyere ha ọbara ụmụ gị, nʼihi ya, aga m achịkọta ndị niile bụ ndị ahụ niile hụrụ nʼanya, ndị gị na ha na-enwe obi ụtọ, ndị hụrụ nʼanya, ma ndị kpọrọ asị. Aga m achịkọta ha site gburugburu gị imegide gị, gbaa gị ọtọ nʼihu ha, ka ha hụ ọtọ gị niile.

Ma Onyenwe anyị jiri ajọọ ọrịa tie Fero na ndị ezinaụlọ ya ihe otiti nʼihi Serai nwunye Ebram. Mgbe ahụ, Fero kpọrọ Ebram sị ya, "Gịnị bụ ihe a i mere? Gịnị mere gwaghị m na bụ nwunye gị?

Hega na Ishmel

Ma Serai nwunye Ebram, amụtaghị nwa. Serai nwere odibo nwanyị onye Ijipt, aha ya bụ Hega. Ya mere gwara Ebram sị, "Lee, ugbu a, Onyenwe anyị egbochiela m ịmụta ụmụ. Ugbu a, bakwuru nwanyị na-ejere m ozi. Ma eleghị anya, aga m esi na ya wulite ezinaụlọ m."

Ebram kweere ihe Serai kwuru. Ya mere Serai nwunye Ebram, duuru Hega, odibo nwanyị ya, onye Ijipt, dunye Ebram ka bụrụ nwunye ya. Ihe a mere na ngwụcha afọ iri site na mgbe Ebram bịara biri nʼala Kenan.

sịrị ya, "Nʼezie, mụ onwe m ga-alọghachikwute gị nʼoge a nʼafọ ọzọ, Sera nwunye gị ga-amụta nwa nwoke."

Sera guzo nʼime ụlọ ikwu ahụ nke dị nʼazụ Ebraham na-ege ntị nʼihe ha na-ekwu. Nʼoge a, Ebraham na Sera emeela nnọọ agadi, gbaakwa isi awọ. Sera agafeela oge ịmụta nwa. Ya mere, mgbe Sera nụrụ ihe Onyenwe anyị kwuru, chịrị ọchị sị, "Agadi nwanyị dịka m o si aṅaa amụta nwa, ugbu a onyenwe m karala nka?"

Onan ma na mkpụrụ a agaghị abụ nke ya. Nʼihi ya, mgbe ọbụla bakwuru nwunye nwanne ya, na-anyụsa mkpụrụ nwa ya nʼala, ime ka ghara inye nwanne ya nwoke nwa. Ma ihe a o mere jọrọ njọ nʼanya Onyenwe anyị. Nʼihi ya Onyenwe anyị gbukwara ya.

Devid kasiri Batsheba nwunye ya obi, emesịa, mgbe ya na ya dinakọrọ, tụụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke onye ha kpọrọ aha ya Solomọn. Ma Onyenwe anyị hụrụ nwantakịrị ahụ nʼanya.

Ma Abija gara nʼihu bụrụ onye dị ike, lụrụ nwunye iri na anọ, mụọ iri ụmụ nwoke abụọ na abụọ, na ụmụ ndị nwanyị iri na isii.

" Nke a bụ iwu metụtara ikwo ekworo mgbe nwanyị bi nʼụlọ di ya kpafuru merụọ onwe ya. Maọbụ mgbe ekworo jupụtara nwoke nʼobi nʼihi na gụrụ nwunye ya dịka onye na-ekwesighị ntụkwasị obi. Onye nchụaja ga-eme ka nwanyị a guzo nʼihu Onyenwe anyị, mezuokwa ihe niile nʼusoro dịka e si depụta ha nʼebe a.

Ebube dị nʼihu nye Zayọn

"Bụọ abụ, gị nwanyị aga,

gị onye na-amụtaghị nwa;

tie mkpu ọṅụ, tiwakwaa olu abụ,

gị onye ime nwa na-emetụbeghị;

nʼihi na ụmụ nwanyị ahụ a hapụrụ naanị ya ga-adị ọtụtụ

karịa ụmụ nke nwanyị nwere di,"

Otu a ka Onyenwe anyị kwuru.

Obi na-atọ m ụtọ nke ukwuu nʼime Onyenwe anyị,

mkpụrụobi m ga-etegharịkwa egwu ọṅụ nʼime Chineke m.

Nʼihi na o werela uwe nzọpụta kpuchie m,

werekwa uwe oke ọṅụ nke ezi omume ya yikwasị m nʼahụ.

Adị m ka nwoke na-alụ nwanyị ọhụrụ, onye na-emezi isi ya ka dịrị ka nke onye nchụaja.

E, adị m ka nwaagbọghọ na-alụ di, nke ji ọla ọma dị iche iche chọọ onwe ya mma.

O nwekwara onye amụma nwanyị, aha ya bụ Ana, ada Fanuel nke si nʼebo Asha. bụ ezigbo agadi nwanyị na-enweghị di, nʼihi na di ya nwụrụ mgbe ha biri naanị afọ asaa.

"Mgbe mmadụ ọbụla kpọrọ gị oriri nʼọlụlụ di na nwunye, abatala nọdụ nʼoche ndị a na-asọpụrụ, nʼihi na eleghị anya, onye kpọrọ gị oriri kpọkwara onye ka gị nwe nsọpụrụ.

"Onye ọbụla gbara nwunye ya alụkwaghị m ma lụrụ nwanyị ọzọ na-eme mmehie ịkwa iko. Onye bụlakwa lụrụ nwanyị di ya jụrụ na-eme mmehie ịkwa iko.

Ha nọ na-eri na-aṅụ, na-alụ nwunye na-ekekwa ụmụ ha di, ruo mgbe Noa banyere nʼụgbọ mmiri. Oke iju mmiri ahụ bịakwara laa ha nʼiyi.

Jisọs guzoro ọtọ jụọ ya sị, "Nwanyị, oleekwanụ ha? dịghị onye mara gị ikpe?"

sịrị, "O nweghị onye ọbụla Onyenwe anyị."

Jisọs sịrị ya, "Mụ onwe m amakwaghị gị ikpe: Gawa, kama emehiekwala ọzọ."

Onye ọbụla hapụrụ ụlọ ya, na ụmụnne ya nwoke, na ụmụnne ya nwanyị, na nne ya na nna ya, na ụmụntakịrị ya, maọbụ ala o nwere, soro m, ga-anata dị ka ụgwọ ọrụ okpukpu narị ihe hapụrụ, natakwa alaeze. ga-eketakwa ndụ ebighị ebi.

Onye ozizi, "Mosis kwuru sị, bụrụ na nwoke ọbụla anwụọ na-amụtaghị nwa, nwanne ya nwoke ga-alụrụ nwanyị ahụ di ya nwụrụ, ka mụtara nwanne ya nwoke ahụ nwụrụ anwụ nwa.

Nʼihi na mbilite nʼọnwụ, ịlụ di na nwunye agaghị adịkwa, kama ha ga-adị ka ndị mmụọ ozi nʼeluigwe.

Nʼihi na bụ nʼime obi mmadụ ka echiche ime ihe ọjọọ ndị a si apụta: igbu mmadụ, ịkwa iko niile, ịkwa iko nke ndị ikom nwere nwunye na ndị inyom nwere di, na izu ohi, na ama ụgha, na nkwulu.

Ugbu a, ọrụ nke anụ ahụ pụtara ihe: ịkwa iko, adịghị ọcha na agụụ ịkwa iko. Ikpere arụsị, iri amụsụ, ibu iro nʼobi, na ịlụ ọgụ, ekworo na iwe, ịkpa iche iche, nkewa, ịhọ otu. Ịkpọ asị, igbu ọchụ, ịṅụbiga mmanya oke, oke oriri na ihe ndị ọzọ yiri ha. Ana m adọ unu aka na ntị dịka m gwara unu nʼoge gara aga, ndị na-eme ihe dị otu a agaghị abanye nʼalaeze Chineke.

Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịnị

na-amị mkpụrụ nʼime ụlọ gị;

ụmụ gị ndị ikom ga-adịkwa ka ome osisi oliv

gburugburu tebul gị.

Dịka ihe ịmaatụ, iwu na-ejikọta nwanyị lụrụ di na di ya mgbe di ya ka nọ ndụ, ma bụrụ na di nwanyị ahụ anwụọ, nọkwaghị nʼokpuru iwu jikọtara ha dịka di na nwunye. A ga-akpọ ya nwanyị na-akwa iko ma bụrụ na lakwuru nwoke ọzọ mgbe di ya ka dị ndụ. Ma bụrụ na di ya anwụọ, ga-abụ onye nwere onwe ya site nʼiwu ahụ. kwaghị iko ma bụrụ na lụọ nwoke ọzọ.

Ma enwere m ihe ndị a megide gị. na-anabata nwanyị ahụ a na-akpọ Jezebel, onye na-ekwupụta na ya bụ onye amụma nwanyị nye ya ohere ka o were nkuzi asị na-eduhie ndị ohu m ụzọ, ka ha kwaa iko, riekwa ihe e ji chụọrọ arụsị aja.

Ha echegharịghị site nʼigbu mmadụ ha, maọbụ ụzọ mgbaasị ha, maọbụ ndụ ịkwa iko ha, na izu ohi ha pụta.

Nʼihi na ikpe ikpe ya niile ziri ezi, bụrụkwa eziokwu.

kpeela nwanyị ahụ na-akwa iko ikpe,

onye ji ịkwa iko ya merụọ ụwa.

bọọlara ọbọ ọbara ndị ohu ya nʼisi ya."

Seja o primeiro