Pular para o conteúdo
Publicidade

Consequências dos nossos atos

Por Bíblia Online

Toda ação tem consequências. A Bíblia ensina que colhemos o que semeamos — para o bem e para o mal. Deus pesará cada palavra e ato no dia do juízo.

Colher o que semear

Cada um prestará contas de si mesmo a Deus. O Senhor julgará as obras e os segredos dos homens com justiça perfeita.

E, anyị niile nʼotu nʼotu ga-aza ajụjụ banyere ndụ anyị nʼihu Chineke.

ga-akwụghachi onye ọbụla dịka ọrụ ya siri dị. Chineke ga-enye ndị niile sitere na ntachiobi na ezi ọrụ na-achọ otuto na nsọpụrụ na ndụ ahụ na-adịgide adịgide bụ ndụ ebighị ebi. Ma ndị niile na-akpa iche iche, ndị jụkwara isoro eziokwu ahụ, ndị na-anọgidekwa na-eme ihe ọjọọ, ka a ga-ata ahụhụ, gosi ha iwe ọkụ na ọnụma. Nsogbu na iru ụjụ ga-abịakwasị ndị niile na-eme ihe ọjọọ, mbụ, ga-adịrị ndị Juu, emechaa, ga-adịkwara ndị mba ọzọ. Ma otuto na nsọpụrụ na udo ga-abụ nke onye ọbụla na-eme ezi ihe, malite nʼonye Juu ruokwa na ndị mba ọzọ. Nʼihi na Chineke anaghị ele mmadụ anya nʼihu.

Ọzọ, onyinye a adịghị ka ihe mmehie mmadụ mụpụtara. Nʼihi na ikpe ahụ sooro mmehie otu onye weta ọmụma ikpe, ma onyinye ahụ sooro ọtụtụ njehie weta ịgụ mmadụ nʼonye ikpe na-amaghị. Ya mere, bụrụ na ọnwụ chịrị ọchịchị site na njehie nke otu onye, bụghị ihe dị ukwu karịa na ndị nabatara onyinye amara Chineke bara ụba, ya na onyinye ezi omume, ga-achị achị na ndụ site nʼotu onye ahụ bụ Jisọs Kraịst.

Ikpe ndị ọzọ ikpe

"Unu ekpela ndị ọzọ ikpe, ka a ghara ikpekwa unu ikpe. Nʼihi na a ga-ekpe unu ikpe dịka unu si kpee ndị ọzọ. bụkwa ihe unu ji tụọrọ ndị ọzọ ka a ga-eji tụọrọ unu.

Ma ana m agwa unu sị, nʼụbọchị ikpe ahụ, onye ọbụla ga-aza ajụjụ, banyere okwu niile na-enweghị isi o kwuru.

Nʼihi na okwu Chineke dị ndụ dịkwa nkọ. dị nkọ karịa mma ihu abụọ ọbụla. na-adụba ruo na-ikewa mkpụrụobi na mmụọ, ma rukwaa na ebe nkwonkwo na ụmị kewakwara onwe ha. na-enyocha ọchịchọ na echiche obi ndị mmadụ. dịghị ihe ọbụla nʼime ihe niile e kere eke pụrụ izo onwe ya site nʼebe Chineke nọ. Ihe niile ghere oghe, ma gbarakwa ọtọ nʼihu anya ya. bụ nʼihu ya ka anyị niile ga-aza ajụjụ banyere ndụ anyị niile.

Responsabilidade pessoal

Quem é sábio prevê o perigo e se esconde. A Palavra examina os pensamentos e intenções do coração.

Onye nwere uche na-ahụ nsogbu nke na-abịa nʼihu ma zobe onwe ya,

ma onye na-enweghị uche anaghị ele anya, na-adaba nʼime nsogbu ahụ taa ahụhụ so ya.

bụrụ onye nwere amamihe, amamihe gị ga-abara gị uru,

ma bụrụ onye na-akwa emo, naanị gị ga-ata ahụhụ ya.

Ime ngwangwa doo ihe nsọ, bụ ịma nʼọnya

ma mesie tụgharịwa uche banyere imezu nkwa ahụ.

" bụrụ na mmadụ ọbụla emehie nʼihi na jụrụ ikwupụta mgbe nụrụ ọkwa amaara nʼọha maka ịgba ama banyere ihe hụrụ maọbụ ihe maara, bụ onye ikpe mara.

"Ma bụrụ na mmadụ ọbụla emehie, mee ihe ọbụla megidere iwu ọbụla Onyenwe anyị nyere, bụ ezie na e mere mmehie a na-amaghị ama, ma ikpe mara ha, ga-atakwa ahụhụ soo ya.

" Akpọla nwanne gị asị nʼime obi gị. Tụọ onye agbataobi gị mmehie ya nʼihu ya, ka ghara iketa oke nʼikpe ọmụma dịrị ya.

Consequências inevitáveis

A terra deu seu fruto conforme as obras dos que nela habitam. Ninguém escapa do juízo — Deus pesa cada ação.

Ma ụwa ga-aghọ ebe tọgbọrọ nʼefu nʼihi ndị bi nʼime ya,

iji kwụọ ha ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere.

ghaghị ịta ahụhụ nʼihi ndụ ọjọọ nke ịkwa iko gị, hụkwaa ahụhụ nʼihi mmehie niile nke ịkpọ isiala nye arụsị. Mgbe ahụ ga-amata na mụ onwe m bụ Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị."

Ma gbasara ọbara ndụ unu, unu ga-asara ọnụ unu nʼihu m. Anụmanụ ọbụla ga-asara ọnụ ya nʼihu m. Mmadụ ọbụla kwa ga-asara ọnụ ya nʼihu m banyere ndụ mmadụ ibe ya.

Gịnị mere onye ajọ omume ji na-eleda Chineke anya?

Gịnị mere o ji na-asị nʼime obi ya,

"gaghị akpọ m ka m zaa ajụjụ banyere omume m"?

Ma gị, O Chineke, na-ahụ nsogbu na ihe mwute,

na-atule ihe ga-eme banyere ha.

Ndị a na-emegbu na-atụkwasị gị obi,

nʼihi na bụ onye inyeaka ndị na-enweghị nna.

Seja o primeiro