Pular para o conteúdo
Publicidade

Dia dos pais

Por Bíblia Online

O Dia dos Pais celebra o amor e o sacrifício paterno. A Bíblia honra os pais como provedores, protetores e guias espirituais que moldam as próximas gerações.

O pai que educa

Instrui a criança no caminho em que deve andar. O pai justo educa com amor, firmeza e o exemplo de uma vida íntegra.

Kuziere nwantakịrị ka họrọ ụzọ ziri ezi,

mgbe o tolitere ga-anọgide nʼime ya.

Onye ọbụla na-adọghị ụmụ ya aka na ntị, na-egosi na hụghị ha nʼanya;

ma onye hụrụ ha nʼanya, ga-adọsi ha aka na ntị ike.

Onye ezi omume nke na-ejegharị nʼizuoke,

ndị ihe na-agara nke ọma ka ụmụ ga-anọchi ya ga-abụ.

Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ.

bụkwa ihe oke ọṅụ inweta nwa maara ihe.

Onye ọbụla na-atụ egwu Onyenwe anyị nwere ebe mgbaba;

nye ụmụ ya ga-abụkwa ebe ize ndụ.

Honra e alegria

Honra a teu pai e tua mãe. Os filhos são herança do Senhor, e a família que serve a Deus junta é inabalável.

Sọpụrụ nne gị na nna gị, dịka Onyenwe anyị Chineke gị nyere gị nʼiwu, ka ụbọchị ndụ gị dị ogologo nʼala ahụ nke Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị.

Ụmụntakịrị bụ ihe nketa si nʼaka Onyenwe anyị,

ụmụntakịrị bụ ụgwọ ọrụ na-enye.

Dịka àkụ nʼaka dike nʼagha,

otu a, ka ụmụ a mụtaara na mgbe okorobịa dị.

Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ

onye kpojuru àkụ ndị a nʼakpa àkụ ya.

Ihere agaghị eme ha mgbe ha na ndị iro

na-arụrịta ụka nʼama.

bụrụkwanụ na masịghị unu ife Onyenwe anyị, họpụtaranụ onwe unu taa onye unu ga-efe. Ma bụ chi ndị ahụ nna nna unu ha fere nʼofe ọzọ nke osimiri, maọbụ chi ndị Amọrait, ndị unu bi nʼala ha. Ma nʼebe mụ onwe m na ezinaụlọ m nọ, anyị ga-efe Onyenwe anyị."

Na-echenụ nche mgbe niile, guzosienụ ike nʼime okwukwe unu. Dịrịnụ ka ndị tozuru dimkpa, ndị dị ike.

Ya mere, o biliri laghachikwuru nna ya.

"Ma mgbe nọrịị nʼebe dị anya, nna ya hụrụ ya, nwee ọmịiko nʼahụ ya, gbaara ọsọ ga makụọ ya, sutukwa ya ọnụ.

"Nwa ya nwoke ahụ sịrị ya, Nna, emehiela m megide eluigwe na gị onwe gị. Ekwesighị m ka a kpọọ m nwa gị ọzọ.

"Ma nna ya gwara ndị ohu ya sị, Meenụ ngwangwa weta uwe kachasị mma yikwasị ya. Gbanye ya ọlaaka nʼaka, yinyekwanụ ya akpụkpọụkwụ nʼụkwụ. Gaanụ kpụpụta nwa ehi gbara abụba, gbuo ya, ka anyị rie ma ṅụrịakwa.

Seja o primeiro