Pular para o conteúdo
Publicidade

A Palavra de Deus

Por Bíblia Online

A Palavra de Deus é viva, eficaz e eterna. Desde 'No princípio era o Verbo' até 'O céu e a terra passarão, mas as minhas palavras não hão de passar', ela é a revelação suprema do Criador.

No princípio era o Verbo

A Palavra é Deus encarnado. No princípio era o Verbo, o Verbo estava com Deus, e o Verbo era Deus. Todas as coisas foram feitas por Ele.

Okwu ghọrọ mmadụ

Na mbụ okwu ahụ dịrịị, okwu ahụ na Chineke nọ, okwu ahụ bụkwa Chineke.

Okwu ghọrọ mmadụ

Na mbụ okwu ahụ dịrịị, okwu ahụ na Chineke nọ, okwu ahụ bụkwa Chineke.

Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ birikwa nʼetiti anyị. Anyị ahụla ebube ya, ebube nke onye naanị ya bụ Ọkpara Nna mụrụ, onye si nʼebe Nna nọ bịa, onye jupụtara nʼamara na eziokwu.

Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ birikwa nʼetiti anyị. Anyị ahụla ebube ya, ebube nke onye naanị ya bụ Ọkpara Nna mụrụ, onye si nʼebe Nna nọ bịa, onye jupụtara nʼamara na eziokwu.

Mgbe ahụ Chineke kwuru sị, "Ka ìhè dị," ìhè dịkwara.

na-enwupụta ebube ya na-anọchitekwa anya ụdịdị ya, ebe o ji okwu ya dị ike na-ejikọta ihe niile. Mgbe sachapụrụ ma hichapụkwa mmehie niile, nọdụrụ nʼaka nri nke Onye dị ukwuu, dị elu nʼeluigwe.

bụ site nʼokwukwe ka anyị ji ghọta na e mere ụwa na ihe niile anyị na-ahụ anya site nʼokwu Chineke. Nʼihi nke a, ihe anyị na-ahụ anya ugbu a bụ ihe e mere site nʼihe anyị na-adịghị ahụ anya.

bụ site nʼokwu ọnụ Onyenwe anyị ka e ji kee eluigwe niile,

jirikwa nkuume nke ọnụ ya mee anwụ, na ọnwa na kpakpando niile.

A Palavra é viva e eficaz

A Palavra de Deus é mais cortante que espada de dois gumes. Ela julga pensamentos e intenções do coração, transforma e liberta.

Nʼihi na okwu Chineke dị ndụ dịkwa nkọ. dị nkọ karịa mma ihu abụọ ọbụla. na-adụba ruo na-ikewa mkpụrụobi na mmụọ, ma rukwaa na ebe nkwonkwo na ụmị kewakwara onwe ha. na-enyocha ọchịchọ na echiche obi ndị mmadụ.

Nʼihi na okwu Chineke dị ndụ dịkwa nkọ. dị nkọ karịa mma ihu abụọ ọbụla. na-adụba ruo na-ikewa mkpụrụobi na mmụọ, ma rukwaa na ebe nkwonkwo na ụmị kewakwara onwe ha. na-enyocha ọchịchọ na echiche obi ndị mmadụ.

"Okwu m dịghị ka ọkụ? Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara, Okwu m dịkwaghị ka okporo igwe nke na-etiwasị nkume?"

Nabatanụ nzọpụta dị ka okpu igwe, werekwanụ okwu Chineke dị ka mma agha nke Mmụọ Nsọ na-enye unu.

Toda Escritura é inspirada

Toda a Escritura é inspirada por Deus e útil para ensino, correção e instrução na justiça. Ela é perfeita e imutável.

Ihe niile dị nʼakwụkwọ nsọ bụ ihe si nʼuche Chineke pụta. Ha bara uru maka izi anyị ihe, igosi erughị eru anyị, ịtụziri anyị aka nʼụzọ dị mma, na ịzụ anyị nʼụzọ ezi omume:

Ihe niile dị nʼakwụkwọ nsọ bụ ihe si nʼuche Chineke pụta. Ha bara uru maka izi anyị ihe, igosi erughị eru anyị, ịtụziri anyị aka nʼụzọ dị mma, na ịzụ anyị nʼụzọ ezi omume: ka onye nke Chineke zuo oke, dịkwa njikere maka ịrụ ezi ọrụ niile ọbụla.

Ihe niile dị nʼakwụkwọ nsọ bụ ihe si nʼuche Chineke pụta. Ha bara uru maka izi anyị ihe, igosi erughị eru anyị, ịtụziri anyị aka nʼụzọ dị mma, na ịzụ anyị nʼụzọ ezi omume: ka onye nke Chineke zuo oke, dịkwa njikere maka ịrụ ezi ọrụ niile ọbụla.

Luz para o caminho

A Palavra é lâmpada para os pés e luz para nosso caminho. Ela ilumina, orienta e protege o que nela medita dia e noite.

Okwu gị bụ oriọna dịrị ụkwụ m

bụrụkwa ìhè nʼụzọ m.

Okwu gị bụ oriọna dịrị ụkwụ m

bụrụkwa ìhè nʼụzọ m.

Mkpughepụ na nkọwa nke okwu gị na-enye ìhè;

na-eme ka ndị na-enweghị uche ghọta ihe.

O Onyenwe anyị, okwu gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;

na-eguzosi ike nʼeluigwe.

Olee ụzọ nwa okorobịa ga-esi bie ndụ dị nsọ?

bụ site nʼibi ndụ dịka okwu gị si dị.

Ezoola m okwu gị niile nʼobi m,

igbochi m imehie imegide gị.

Okwu gị niile bụ eziokwu;

iwu gị niile ziri ezi na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

ש Sin na Shin

Obedecer a Palavra

Seja praticante da Palavra e não apenas ouvinte. Jesus disse que quem ouve e pratica é como o homem sábio que edificou sobre a rocha.

Unu abụla ndị na-eji ntị ha na-anụ okwu ndụ ahụ naanị, na-arafu onwe ha, kama bụrụnụ ndị na-eme ihe okwu ahụ kwuru.

Unu abụla ndị na-eji ntị ha na-anụ okwu ndụ ahụ naanị, na-arafu onwe ha, kama bụrụnụ ndị na-eme ihe okwu ahụ kwuru.

Unu abụla ndị na-eji ntị ha na-anụ okwu ndụ ahụ naanị, na-arafu onwe ha, kama bụrụnụ ndị na-eme ihe okwu ahụ kwuru. Nʼihi na onye ọbụla na-ege ntị nʼokwu ọbụla ma hapụ iji ihe nụrụ mee ihe, dị ka nwoke na-ele ihu ya nʼenyo. O lesịa onwe ya pụọ, o chefuo ihe ihu ya yiri ma nwa oge nta gasịa.

Ya mere, wezuganụ ụzọ rụrụ arụ niile na ihe ọbụla dị njọ nke fọdụrụ nʼime ndụ unu. Ma jirinụ obi umeala nabataranụ onwe unu okwu ndụ ahụ nke a kụrụ nʼobi unu, nke nwere ike ịzọpụta mkpụrụobi unu.

Ihe iso Jisọs Pụtara

"Onye ọbụla ṅara ntị nʼokwu ndị a m kwuru, ma meekwa ha, dị ka nwoke ahụ maara ihe, onye wuru ụlọ ya nʼelu oke nkume.

Ma Jisọs zara, "E dere ya nʼakwụkwọ nsọ sị, bụghị naanị site na achịcha ka mmadụ si adị ndụ, kama site nʼokwu niile si nʼọnụ Chineke pụta.."

Ma Jisọs zara, "E dere ya nʼakwụkwọ nsọ sị, bụghị naanị site na achịcha ka mmadụ si adị ndụ, kama site nʼokwu niile si nʼọnụ Chineke pụta.."

Ma sịrị, kama, "Ngọzị na-adịrị ndị na-anụ okwu Chineke, na-emekwa ha."

Jisọs zara ya sị, "E dere ya, bụghị naanị site na achịcha ka mmadụ ga-eji dị ndụ."

Ihe ndị a juru ha niile anya, ha jụrịtara ibe ha sị, "Gịnị bụ ozizi nke a? O ji ịchị isi na ike na-enye mmụọ na-adịghị ọcha ndị a iwu, ha na-apụtakwa!"

A Palavra que permanece

Céus e terra passarão, mas as palavras de Jesus jamais passarão. A Palavra do Senhor permanece para sempre — eterna e infalível.

Eluigwe na ụwa ga-agabiga, ma okwu m enweghị ike ịgabiga.

Eluigwe na ụwa ga-agabiga ma okwu m ga-adịgide.

E, ahịhịa na-akpọnwụ, okoko na-achanwụkwa,

ma okwu Chineke anyị na-eguzogide ruo mgbe ebighị ebi."

Nʼihi na okwu Onyenwe anyị niile ziri ezi bụrụkwa eziokwu;

o kwesiri ntụkwasị obi nʼọrụ ya niile.

Nʼihi na okwu Onyenwe anyị niile ziri ezi bụrụkwa eziokwu;

o kwesiri ntụkwasị obi nʼọrụ ya niile.

"Okwu ọnụ Chineke niile bụ ihe anụchara anụcha,

bụ ọta nye ndị na-agbaba nʼime ya izere ndụ.

Nʼihi na bụ Onyenwe anyị na-enye amamihe;

nʼebe nọ ka nghọta na ihe ọmụma na-esi abịa.

Nʼihi na bụ Onyenwe anyị na-enye amamihe;

nʼebe nọ ka nghọta na ihe ọmụma na-esi abịa.

O poder da Palavra

A Palavra transforma, sara e liberta. Quem permanece na Palavra de Jesus conhece a verdade, e a verdade o liberta.

Ụmụ nke Ebraham

Jisọs gwara ndị Juu ndị kwere na ya, "bụrụ na unu anọgide nʼokwu m nʼezie unu ga-abụ ndị na-eso ụzọ m.

Ụmụ nke Ebraham

Jisọs gwara ndị Juu ndị kwere na ya, "bụrụ na unu anọgide nʼokwu m nʼezie unu ga-abụ ndị na-eso ụzọ m. Unu ga-amatakwa eziokwu ahụ, eziokwu ahụ ga-emekwa ka unu nwere onwe unu."

Nʼezie, nʼezie, agwa unu, onye ọbụla na-edebe okwu m agaghị anwụ ọzọ."

"Nʼezie, nʼezie agwa m unu, onye ọbụla na-anụ okwu m ma kwerekwa nʼonye zitere m nwere ndụ ebighị ebi, a gaghị amakwa ya ikpe, gafeela site nʼọnwụ banye na ndụ.

Jisọs zara sị ya, "Onye ọbụla hụrụ m nʼanya, ga-edebe okwu m. Nna m ga-ahụkwa ya nʼanya. Mụ na Nna m ga-abịakwa nʼebe onye ahụ nọ soro ya biri.

Ugbu a, e meela ka unu dịrị ọcha nʼihi okwu m gwara unu.

Were eziokwu doo ha nsọ, okwu gị bụ eziokwu.

Ndị na-eso ụzọ ya chetara okwu ya a mgbe o siri nʼọnwụ bilie. Mgbe ahụkwa, ha kweere akwụkwọ nsọ ya na okwu niile Jisọs kwuru.

Ọtụtụ ndị ọzọ kwerekwara na ya nʼihi okwu ya.

Onye ọbụla kweere na m, dị ka akwụkwọ nsọ kwururị, isi iyi mmiri nke ndụ ga na-asọpụta site nʼime afọ ya."

Meditar na Palavra

A meditação na Palavra traz prosperidade e bom sucesso. Ela é fonte de sabedoria, consolo e orientação para toda a vida.

Esitela nʼọnụ gị wezuga ihe dị nʼAkwụkwọ Iwu a. Kama na-atụgharị uche gị na ya ehihie na abalị, ka i si otu a lezie anya imezu ihe niile e dere nʼime ya. Mgbe ahụ ga-aba ụba, ihe ga-agakwara gị nke ọma.

Mgbe m chọpụtara okwu gị, eweere m ya rie dịka nri.

Ha tọrọ obi m ụtọ, bụrụkwa ihe na-enye m ọṅụ,

nʼihi na-akpọkwasịrị m aha gị,

Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile.

Ma bụrụ na ga-eji ọnụ gị kwupụta, na "Jisọs bụ Onyenwe anyị," kwerekwa nʼime obi gị na Chineke kpọlitere ya site nʼọnwụ, a ga-azọpụta gị. Nʼihi na bụ obi gị ka ga-eji kwere; a gụọ gị nʼonye ezi omume, bụkwa ọnụ gị ka ga-eji kwupụta, a zọpụta gị.

Nʼime Chineke onye m na-eto okwu ya,

nʼime Chineke ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m.

Gịnị ka mmadụ efu pụrụ ime m?

Ma banyere Chineke, ụzọ ya zuruoke,

okwu ọnụ Onyenwe anyị bụ ihe a nụchara anụcha;

bụ ọta nke onye ọbụla na-ezo onwe ya nʼokpuru ya.

na-eme ka inyeaka nke nzọpụta gị bụrụ ọta m,

aka nri gị na-akwagidekwa m,

inyeaka gị emeela m ka m dị ukwuu.

na-edozi ụzọ sara mbara nye ụkwụ,

ka nkwonkwo ụkwụ m ghara ịgbụchapụ.

Onye ọbụla nʼime unu hụrụ ndụ nʼanya,

ma nwee ọchịchọ ihu ọtụtụ ụbọchị ndị dị mma,

chezie ire gị ka ghara ikwu ihe ọjọọ,

chezikwaa egbugbere ọnụ gị ka gharakwa ịgha ụgha.

E, o wedatara mmụọ gị ala mgbe o mere ka ihe oriri kọ gị, mgbe o mere ka i rie mánà, nri ahụ gị na nna gị na-amaghị ihe bụ. O mere nke a igosi gị na izi gị na bụghị naanị achịcha ka mmadụ ga-eji dị ndụ, kama bụ nʼokwu niile nke si nʼọnụ Onyenwe anyị pụta.

Dịka ụmụ a mụrụ ọhụrụ, bụrụnụ ndị agụụ ịṅụ mmiri ara nke Mmụọ Nsọ a na-agwaghị ihe ọbụla na-agụ, ka unu nwee ike site na ya na-eto eto nʼime nzọpụta unu.

Ịṅomi ịdị umeala nke Kraịst

Ya mere, bụrụ na e nwere nkasiobi ọbụla dịrị anyị nʼihi njikọta e jikọtara anyị na Kraịst, bụrụkwa na e nwere inyeaka ọbụla site nʼịhụnanya ya, bụrụkwa na dị nnwekọ ọbụla anyị na Mmụọ na-enwekọ, bụrụ na unu nwere obi nro na ọmịiko, meenụ ka ọṅụ m zuo oke, site nʼinwe nkwekọta nʼihe ọbụla, site nʼịhụrịta onwe unu nʼanya, sitekwa nʼinwekọ otu mmụọ, na otu uche. Emela ihe ọbụla nʼihi naanị ọdịmma nke gị, maọbụ bie ndụ nʼụzọ ịdọtara onwe gị otuto efu. Kama bụrụ onye wedara onwe ya ala, onye na-ahụ ndị ọzọ dị ka ndị ka ya mma. Echela echiche banyere naanị ihe metụtara gị, kama, na-eleba anya nʼihe banyere ndị ọzọ.

Na mmekọrịta unu na ibe unu, nweenụ ụdị uche ahụ nke dị nʼime Jisọs Kraịst:

Onye bụ ezie na o nwere ụdịdị Chineke site na mmalite

ma gụghị ụdịdị ya dị ka Chineke dị ka ihe ga-ejidesi aka ike.

Kama, gụrụ onwe ya dị ka ihe efu,

site na ịnara ụdịdị nke onye bụ ohu,

onye nke a mụrụ dị ka mmadụ.

Ebe ahụrụ ya ka dịka mmadụ nʼoyiyi,

o wedakwara onwe ya ala,

site nʼirube isi ruo ọnwụ,

bụ ọnwụ nke obe.

bụ nʼihi nke a ka Chineke ji bulie ya elu nʼebe kachasị elu,

nyekwa ya aha kachasị aha niile elu.

Ka ga-abụ mgbe ọbụla a kpọrọ aha Jisọs ka ikpere niile ọbụla gbuo nʼala,

ihe niile dị nʼeluigwe, ndị niile bi nʼụwa, na ndị bi nʼokpuru ụwa.

Ka ire niile ọbụla kwupụta na Jisọs Kraịst bụ Onyenwe anyị,

maka inye Chineke bụ Nna, otuto.

Wezuganụ ntamu nʼịrụ ọrụ unu

Ya mere, ezi ndị enyi m, dị ka unu na-erube isi mgbe niile, bụghị naanị mgbe m nọ, ma karịsịa ugbu a m na-anọghị unu nso, gaanụ nʼihu ịrụpụta nzọpụta unu site nʼịtụ egwu na ịma jijiji. Nʼihi na bụ Chineke nʼonwe ya na-arụ ọrụ nʼime unu, inyere unu aka ịchọ ime ihe chọrọ ka unu mee, na inyere unu aka ime ihe ahụ chọrọ.

Nʼihe ọbụla unu na-eme, wezuganụ ntamu na ịrụ ụka nʼetiti unu. Bienụ ndụ unu dị ka ụmụ Chineke, ndị a na-apụghị ịta ụta, ndị dị ọcha na ndị a na-apụghị ibo ebubo nʼime ụwa ọjọọ a, nʼetiti ọgbọ gbagọrọ agbagọ, na nʼetiti ndị nwere obi nʼazụ. Mgbe ahụ, unu ga-enwupụta nʼetiti ha dị ka kpakpando nʼime ụwa! Na-echekwanụ nʼihu ha okwu ahụ na-enye ndụ. Ka bụrụ na mgbe Kraịst bịara ọzọ, aga m aṅụrị ọṅụ, nʼihi na ọrụ m rụrụ nʼetiti unu abụghị ihe efu. Nʼezie, bụrụ na-awụpụ m dị ka aja ihe ọṅụṅụ nʼelu aja nʼife ofufe nke sitere na Chineke nʼihi okwukwe unu. E, a si na e gbuo m nʼihi unu, aga m aṅụrị ọṅụ na-esorokwa unu niile nwe obi ụtọ otu aka ahụ, unu onwe unu kwesiri inwe obi ụtọ ma sorokwa m ṅụrịa ọṅụ.

Timoti na Epafroditọs

Enwere m olileanya nʼime Onyenwe anyị Jisọs na m ga-ezitere unu Timoti nʼoge na-adịghị anya site ugbu a, ka m site nʼozi ga-anata banyere unu nwee obi ụtọ. Enweghị m onye ọzọ dị ka ya, onye ga-eche ezi echiche maka ọdịmma unu. Nʼihi na ndị ọzọ na-echegbu onwe ha maka ọdịmma nke ha, ma bụghị maka ọdịmma Jisọs Kraịst. Ma unu niile maara otu Timoti si dị oke mkpa. dị nnọọ dị ka nwa m, site nʼinyeaka na-enyere m nʼọrụ izisa oziọma. Enwere m olileanya nʼezie izitere unu ya. M ga-emekwa nke a ma bụrụ na m chọpụta ihe ọnọdụ m nʼebe a ga-abụ. Nʼezie, enwere m olileanya na site nʼinyeaka Onyenwe anyị, mụ onwe m ga-abịakwutekwa unu na mgbe na-adịghị anya.

Otu dị, echere m na dị mkpa ugbu a izighachiri unu Epafroditọs, nwanna m na onye mụ na ya na-arụkọ ọrụ, onye mụ na ya na-ebukọ agha, onyeozi nke unu zitere ka bịa nyere m aka nʼọnọdụ mkpa m. Ugbu a, ana m eziteghachiri unu ya, nʼihi na na-agụsị ya agụụ ike ịhụ unu anya. O wutekwara ya nke ukwuu, na e mere ka unu mara na dara ọrịa nʼoge gara aga. Nʼezie, fọdụrụ nnọọ ntakịrị ka o site nʼọrịa ahụ daa nʼụra ọnwụ. Ma Chineke meere ya ebere. bụghị naanị ya, kama o mekwaara m ebere, nʼihi na o kweghị ka a tụkwasịrị m ihe mwute nʼelu ihe mwute. Nʼihi nke a, na-anụ m ọkụ nʼobi izite ya nʼebe unu nọ. Nʼihi na amaara m na ọbịbịa ga-abịakwute unu ga-eme ka unu ṅụrịa ọṅụ. ga-emekwa ka ọnọdụ nchegbu m dị mfe. Ya mere, arịọ m unu, werenụ ọṅụ nabata ya nke ọma nʼime Onyenwe anyị, na-asọpụkwaranụ ndị dị ka ya. Nʼihi na fọdụrụ nwantịị ka o nwụọ, nʼihi ọrụ nke Kraịst, tinye ndụ ya nʼihe egwu iji mezuo ọrụ unu nʼebe m nọ.

Palavras de vida

As palavras de Deus são espírito e vida. Quem fala deve falar como oráculos de Deus, com verdade, sabedoria e edificação.

Okwu ọjọọ na-agbawa obi dịka mma agha,

ma ire onye maara ihe na-eweta ọgwụgwọ.

Obi nke jupụtara na nchegbu na-ada mba,

ma okwu ọma na-eme ka obi ṅụrịa.

Ọnụ onye ezi omume bụ isi iyi nke ndụ,

ma naanị nkọcha jupụtara nʼọnụ onye ajọ omume.

Ọsịsa okwu dị nro na-eme ka iwe na ọnụma laa azụ;

ma okwu ike na-akpali iwe.

Site na mkpụrụ nke okwu ọnụ mmadụ mịpụtara ka afọ ga-eji ju ya.

Sitekwa nʼihe owuwe ubi nke egbugbere ọnụ ha ka ha ga-eji rijuo afọ.

Ike ọnwụ na ndụ dị ire nʼaka.

Ndị hụrụ ya nʼanya ga-eri mkpụrụ ya.

Ma ihe si mmadụ nʼọnụ pụta na-esi ya nʼobi apụta. bụ ihe dị otu a na-emerụ mmadụ. Nʼihi na bụ nʼime obi mmadụ ka echiche ime ihe ọjọọ ndị a si apụta: igbu mmadụ, ịkwa iko niile, ịkwa iko nke ndị ikom nwere nwunye na ndị inyom nwere di, na izu ohi, na ama ụgha, na nkwulu.

Ma ana m agwa unu sị, nʼụbọchị ikpe ahụ, onye ọbụla ga-aza ajụjụ, banyere okwu niile na-enweghị isi o kwuru. Nʼihi na bụ site nʼokwu ọnụ gị ka ga-abụ onye ikpe mara, sitekwa nʼokwu ọnụ gị ka ga-abụ onye ikpe na-amaghị."

Ụmụ ajụala, olee otu unu ga-esi kwuo okwu dị mma, ebe obi unu dị njọ? Nʼihi na ihe mmadụ kwuru bụ ihe si ya nʼobi pụta.

Nʼihi na anyị niile na-asọ ngọngọ site nʼọtụtụ ụzọ. Ma onye ọbụla nke na-adịghị emehie site nʼikwuhie ọnụ bụ onye tozuru oke na onye pụrụ ijide anụ ahụ ya niile aka.

bụrụ na anyị e tinye mkpụmkpụ igwe e ji ekechi ọnụ ịnyịnya ibu nʼọnụ ya, ka o rubere anyị isi, anyị na-eduru ya gaa ebe anyị chọrọ. Otu a kwa, bụladị ụgbọ mmiri buru ibu nke ikuku dị ike na-ebugharị nʼosimiri, ka onye na-anya ụgbọ mmiri pụrụ ime ka gaa ebe chọrọ site nʼịtụgharịa ụmara ntakịrị e ji anya ụgbọ. Otu a ka dịkwa ire anyị. bụ akụkụ anụ ahụ anyị dị nta, ma na-anya isi banyere ọtụtụ ihe. Tulee otu oke ọhịa si dị ukwuu, bụ nke icheku ọkụ dịkarịsịrị nta na-eme ka o nwuru ọkụ. Ire anyị bụ ọkụ. E debere ire nʼetiti akụkụ anụ ahụ ndị ọzọ dịka ụwa ajọ omume. na-emerụ ahụ niile, na-amụnye ọkụ nʼusoro ndụ mmadụ. Ya onwe ya bụkwa ihe ọkụ ala mmụọ na-amụnye ọkụ.

Mmadụ enweela ike zụọ, na-agbalịkwa ịzụ anụmanụ dị iche iche, na nnụnụ, na anụ na-akpụ akpụ, na anụ bi na mmiri; ma mmadụ ọbụla adịghị nke nwere ike ịzụ ire. bụ ihe dị oke njọ na-adịghị ekwe nchịkọta, ma jupụtakwa na nsi na-ebute ọnwụ.

Ma bụ ihe doro anya na bụ site nʼige ntị nʼoziọma a ka mmadụ ji enweta okwukwe, oziọma ahụ a na-anụ bụ site nʼokwu Kraịst. Ma ana m ajụ, ga-abụ na ha anụghị? Ha nụrụ ya nʼezie.

"Nʼụwa niile ka olu ha pụrụ gazuo,

okwu ọnụ ha niile erukwaala nʼebe ụwa sọtụrụ."

Seja o primeiro