Pular para o conteúdo
Publicidade

1 João 2

Unu ahụla ụwa nʼanya

15 Kwụsịnụ ịhụ ụwa nʼanya, ya na ihe niile dị nʼụwa. bụrụ na onye ọbụla ahụ ụwa nʼanya ịhụnanya nke Nna adịghị nʼime ya. 16 Nʼihi na ihe niile dị nʼụwa, ihe ndị ahụ niile anụ ahụ anyị, na anya anyị na-achọ, ya na ịnya isi mmadụ banyere ihe bụ na ihe o nwere, esiteghị nʼebe Nna nọ, kama ha sitere nʼụwa.

Veja também