Publicidade

1 Reis 3

5 Na Gibiọn, Onyenwe anyị mere ka Solomọn hụ ya anya na nrọ nke abalị, Chineke sịrị ya, "Rịọọ ihe ọbụla chọrọ ka m nye gị."

6 Solomọn zara sị, "I gosila ohu gị bụ nna m Devid obi ebere dị ukwuu, nʼihi na bụ onye kwesiri ntụkwasị obi nye gị, onye ezi omume nakwa onye obi ya ziri ezi. nọgidela na-egosi ya obi ebere dị ukwuu, nyekwa ya nwa nwoke ga-anọkwasị nʼocheeze ya nʼụbọchị taa.

7 "Ugbu a, Onyenwe anyị bụ Chineke m, i meela ohu gị eze nʼọnọdụ nna m, bụ Devid. Ma abụ m naanị nwantakịrị3:7 Ọ bụghị nwantakịrị nʼọnụọgụgụ afọ kama ọ bụ nʼamamihe, nʼihi nʼoge a, ọ bụ naanị iri afọ abụọ ka Solomọn gbara. 1Ih 22:5; Jer 1:6 na-amaghị otu esi apụ ma na-abatakwa.3:7 Maọbụ, na-amaghị otu m ga-esi arụ ọrụ m ndị a. 8 Ohu gị nọ nʼebe a, nʼetiti ndị gị họpụtara, ndị bara ụba nke ukwuu, ndị a na-adịghị agụta ọnụ nʼihi nʼọnụọgụgụ ha babigara ụba oke. 9 Ya mere, nye ohu gị uche nghọta nke m ga-eji chịa ndị gị, na ịghọta ihe dị iche nʼetiti ezi ihe na ajọ ihe. Nʼihi na onye pụrụ ịchịkọta ndị gị a dị ukwuu?"

10 masịrị Onyenwe anyị na Solomọn rịọrọ nke a. 11 Ya mere, Chineke zara sị ya, "Nʼihi na rịọrọ amamihe na nghọta ga-eji chịa ndị m, ma rịọghị m ka m nye gị ndụ ogologo, maọbụ akụnụba, maọbụ ọnwụ nye ndị iro gị. 12 Aga m eme dịka ihe rịọrọ si dị. Aga m enye gị obi maara ihe na uche ịghọta ihe ziri ezi, nke ga-abụ na dịghị onye ọbụla dịka gị, dịghịkwa onye ọbụla ga-adị ka gị.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-