Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Samuel 1

27 Nʼihi nwa a ka m kpere ekpere, Onyenwe anyị emelara m ihe m rịọrọ nʼaka ya. 28 Ma ugbu a, ana m enyeghachi ya Onyenwe anyị ka bụrụ nke ya ndụ ya niile." O fere Onyenwe anyị ofufe nʼebe ahụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também