Pular para o conteúdo
Publicidade

Emọs 4

5 Chụọnụ aja nsure ọkụ dịka aja ekele, site nʼachịcha koro eko;

kpọsaakwanụ banyere onyinye afọ ofufu niile unu na-enye,

nyaanụ isi banyere ha, unu bụ ndị Izrel,

nʼihi na nke a bụ ihe unu hụrụ nʼanya ime."

Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também