Pular para o conteúdo
Publicidade

Mkpughe 19

10 Adara m nʼala nʼụkwụ ya ịkpọ isiala nye ya, ma gwara m sị, "O kwesighị ka kpọọ isiala nye m nʼihi na abụ m naanị onyeozi ibe gị, na dịka ọtụtụ ụmụnna gị ndị na-agba ama banyere Jisọs. bụ naanị Chineke ka i kwesiri ịkpọ isiala nye. Nʼihi na bụ Mmụọ nke amụma na-agba ama ihe banyere Jisọs."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também