20Shemuel nwa Amihud, site nʼebo Simiọn
23Haniel nwa Efod, onyendu si nʼebo Manase, nwa Josef.
24Kemuel nwa Shiftan, onyendu si nʼebo Ifrem, nwa Josef.
125 resultados encontrados
20Shemuel nwa Amihud, site nʼebo Simiọn
23Haniel nwa Efod, onyendu si nʼebo Manase, nwa Josef.
24Kemuel nwa Shiftan, onyendu si nʼebo Ifrem, nwa Josef.
30Maharai onye Netofa,Heled nwa Baana, onye Netofa,
36Hefa onye Mekerat,Ahija onye Pelon,
40Ira onye Itra,Gareb onye Itra,
40Kabọn, Laamam, Kitlish,
43Ifta, Ashna, Nezib,
55Maon, Kamel, Zif, Juta,
17maọbụ nʼụdị anụmanụ, maọbụ nʼụdị nnụnụ na-efe efe,
24Nʼihi na Onyenwe anyị Chineke unu bụ ọkụ na-erepịa erepịa. Ọ bụ Chineke ekworo.
31Nʼihi na Onyenwe anyị Chineke unu bụ Chineke na-eme ebere. Ọ gaghị agọnarị unu maọbụ laa unu nʼiyi, maọbụ chefuo ọgbụgba ndụ ya na nna nna unu ha gbara, nke o ji iyi ọ ṅụrụ mesie ike.
4Kpọrọ m, ka mụ na gị soro, ka anyị mee ngwangwa.Ka eze kpọbata m nʼime ụlọ ya.Ndị EnyiAnyị ga-aṅụrị ọṅụ nwekwa obi ụtọ nʼime gị.Anyị ga-eto ịhụnanya gị karịa mmanya.Onye a hụrụ nʼanyaLee nʼizi ezi ka ha nʼahụ gị nʼanya nke ukwuu.
9Ana m atụnyere gị, gị onye m hụrụ nʼanya dịka nne ịnyịnyae kenyere nʼotu ụgbọ agha Fero.
15Nʼezie, ị mara mma, onye m hụrụ nʼanya.Leenụ ka ị si maa mma!Anya gị dịka nduru.Onye a hụrụ nʼanya
3Anyị ji ekele nke jupụtara nʼọṅụ na-anabata ihe ndị a nke ọma, nʼebe niile na nʼụzọ niile, gị Feliks, onye a na-asọpụrụ.
7ọchịagha Lisias, bịara jiri ike napụ ya nʼaka anyị.24:7 Ụfọdụ akwụkwọ edebanyeghị amaokwu nke asaa na ụfọdụ okwu dị nʼamaokwu nke asatọ, ebe sịrị na o nyere iwu ka ndị na-ebo ya ebubo pụta nʼihu nʼihu.
15Ma enwere m olileanya nʼebe Chineke nọ dịka ha onwe ha nwekwara, na mbilite nʼọnwụ nke ndị ezi omume na nke ndị ajọ omume ga-adị.
1Onyenwe anyị gwara Mosis sị,
8O tụkwasịrị ya ihe igbochi obi ahụ nʼahụ, tinye Urim na Tumim nʼime ihe igbochi obi ahụ.
12Ọ wụsara Erọn ụfọdụ mmanụ nsọ ahụ nʼisi, tee ya mmanụ, nʼihi ido ya nsọ.
2Nʼebe ahụ ka ndịisi nchụaja na ndịisi ndị Juu kọwara ya ihe banyere Pọl.
11Ọ bụrụ na ọ dị ihe m mere kwesiri ọnwụ, anaghị m arịọ ka m gbanarị ọnwụ. Ma ọ bụrụ na ọ dịghị eziokwu dị nʼebubo ndị Juu a na-ebo m, mmadụ ọbụla agaghị e were m nyefee nʼaka ha. Ya mere, ọ bụ Siza ka m na-akpọku."
19Okwu ha niile bụ ịrụ ụka banyere okpukpe ha, na banyere otu onye ọzọ a na-akpọ Jisọs onye nwụrụ, onye Pọl na-ekwusịkwa ike na ọ dị ndụ.
18Mosis hapụrụ Fero pụọ gaa kpeere Onyenwe anyị ekpere.
20Ma Onyenwe anyị mere ka obi Fero sie ike, o kweghị ka ụmụ Izrel gaa fee Chineke ofufe.
27Ma Onyenwe anyị mere ka obi Fero sie ike. O kweghị ka ha laa.
10Maọbụ, nwata ahụ arịọọ azụ, o nye ya agwọ?
20Ụzọ e si amata osisi ọma bụ site na mkpụrụ ya.
29Nʼihi na o ziri ihe dịka onye nwere ikike. Ọ bụghị dị ka ndị ozizi iwu ha.
35onyenwe ụlọ ahụ ga-ejekwuru onye nchụaja sị ya, ‘Ahụla m ihe yiri ọrịa na-efe efe nʼụlọ m.’
44onye nchụaja ga-abịa lee ya. Ọ bụrụ na ọ hụ na ntụpọ ahụ agbasaala ọzọ, ọ ga-agụ ụlọ ahụ dịka ihe rụrụ arụ, nʼihi na ntụpọ ahụ bụ ọrịa na-efe efe.
55na ọrịa na-efe efe dị nʼuwe maọbụ nʼụlọ,
7Ị mara mma nke ukwuu, onye m hụrụ nʼanya,ọ dịkwaghị ntụpọ4:7 Efe 5:27 ọbụla dị gị nʼahụ.
15I bụ isi iyi nke ubi a gbara ogige,olulu mmiri dị ndụnke si na Lebanọn asọdata.4:15 Mgbe mkpụrụ mmiri nke kpuchiri ugwu Lebanọn na-agbaze, mmiri ya na-asọdata sọbanye nʼime ọtụtụ isi iyi, mee ka isi iyi ndị ahụ ghara ịta ata.Onye a hụrụ nʼanya
16Teta nʼụra gị ifufe si nʼugwu;4:16 Ọ bụ ifufe na-esite na mpaghara ugwu, nke na-efe nwayọọ na-eme ka mkpụrụ dị ọhụrụ, maa mma. Ma nke na-esite na ndịda, na-ebute okpomọkụ na-eme ka mkpụrụ ndị a chaa nke ọma. Ikuku abụọ ndị a bụ ihe na-ekusasi ezi isisi nke okoko ahịhịa dị nʼubi a gbara ogige.bịakwa gị ifufe si na ndịda,fekwasị ubi m a gbara ogige,ka isisi ụda ya dị ụtọ fesaa ebe niile,ka onye m hụrụ nʼanya bịa nʼubi ya a gbara ogige,ka ọ bịa rie mkpụrụ dị iche iche dị nʼime ya nke dị oke ọnụahịa.
13nʼikwu Elizafan:Shimri, na Jeiel;nʼikwu Asaf:Zekaraya, na Matanaya;
14nʼikwu Heman:Jehiel, na Shimei;nʼikwu Jedutun:Shemaya, na Uziel.
33Anụ ndị e doro nsọ maka ịchụ aja dị narị oke ehi isii na atụrụ na ewu dị puku atọ.
12Njehie nke Ifrem ka e kechikọtara debe;a na-edetukwa mmehie ya niile nʼakwụkwọ.
14"Aga m anapụta ha site nʼike nke Ala mmụọ.Aga m agbapụta ha site nʼọnwụ.Gị ọnwụ, olee ebe ajọọ ọrịa gị niile na-efe efe dị?Gị ala mmụọ, olee ebe ike ịla nʼiyi gị dị?"Agaghị m enwe ọmịiko ọbụla,
15ọ bụ ezie na ya onwe ya bụ onye na-amị mkpụrụ nʼetiti ụmụnne ya niile.Ma oke ifufe si nʼọwụwa anyanwụ, nke Onyenwe anyị zitere,ga-esi nʼọzara fekwasị ya.Isi iyi niile ga-ata,olulu mmiri ya ga-atakọrọkwa.A ga-apụnara ya ihe dị nʼụlọakụ ya niile,na akụ niile o nwere.
1Nʼime Onyenwe anyị ka m mere ebe mgbaba m.Gịnị mere i ji na-agwa m okwu sị,"Felagaa nʼelu ugwu gị dịka nnụnụ."
3Mgbe a na-ebibi ntọala niile,gịnị ka ndị ezi omume pụrụ ime?
4Onyenwe anyị nọ nʼụlọnsọ ukwuu ya;Onyenwe anyị nọkwa nʼelu ocheeze ya dị nʼeluigwe.11:4 Nke a bụ maka ocheeze Onyenwe anyịỌ na-ahụzu ihe niile ụmụ mmadụ na-eme;anya ya na-anwalekwa ụzọ ha.
1Ehaz16:1 Ehaz na nna ya Jotam, chịkọrọ dịka eze na Juda nʼime senchuri nke asatọ (Tupu a mụọ Kraịst). nwa Jotam, malitere ịbụ eze Juda nʼafọ nke iri na asaa nke ọchịchị eze Peka nwa Remalaya eze Izrel.
16Ụraya onye nchụaja mere ihe niile dịka eze Ehaz nyere ya nʼiwu.
17Eze bụ Ehaz wepụrụ ihe njikọ niile jikọrọ ihe ndọkwasị ahụ niile a na-ebugharị ebugharị. O wepụrụ efere ukwu ịdọba mmiri a dọkwasịrị nʼelu ehi ọla ahụ dị nʼokpuru ya, ma dọkwasị ya nʼelu nkume.
1Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,
2"Nwa nke mmadụ, chee ihu nʼala Magog, bukwaa amụma megide Gog, bụ onyeisi nke Meshek38:2 Ya bụ, Roshu na Tubal. Buo amụma megide ya,
22Aga m eji ọrịa na-efe efe na iwusi ọbara kpee ya ikpe. Aga m awụkwasị ya na ndị agha ya na ọtụtụ mba dị iche iche ndị ahụ so ya, oke mmiri ozuzo na akụmmiri, na nkume ọkụ.
2Ụda ụtarị,ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya,ikiri ụkwụ ịnyịnya na-agba ọsọ,na mkpọtụ nke ụgbọ ịnyịnya agha!
9Kush3:9 Ya bụ, Itiopia na Ijipt bụ agbamume ya nke na-enweghị ọgwụgwụ,Put na Libịa sokwa bụrụ ndị enyemaka ya.
12Ebe gị niile e wusiri ike dịka osisi fiignke mkpụrụ mbụ ya chara nʼelu ya.Ma mgbe a kwagharịrị yamkpụrụ ndị ahụ na-adaba nʼọnụ onye na-eri ya.
11Ọ nọkwasịrị nʼelu cherubim felie elu,O feliri elu nʼelu nku nke ifufe.
30Site nʼinyeaka gị, apụrụ m ịlụso igwe ndị agha ọgụ;sitekwa na Chineke m apụkwara m ịwụfe mgbidi ọbụla.
33Ọ bụ Chineke na-enye m ike,na-echebekwa ụzọ m nʼizuoke.
48Ọ bụ Chineke ahụ, onye na-abọrọ m ọbọ.Onye na-emekwa ka mba dị iche iche nọrọ nʼokpuru m.
1Sera dị ndụ ruo narị afọ na iri afọ abụọ na asaa.
10Efrọn onye Het nʼonwe ya so nọdụ nʼebe ahụ nʼetiti ndị ya. Ọ zara Ebraham nʼihu ndị Het niile bịara nʼọnụ ụzọ ama obodo
14Efrọn zara Ebraham,