Pular para o conteúdo
Publicidade

Resultados da busca por "salvação"

51 resultados encontrados

  1. Neemias 7

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 7
    Mostrando versículos 38–51 de 73

    38ndị Senaa, puku atọ, na narị itoolu na iri atọ (3,930).

    48Lebana, Hagaba, Shalmai,

    51Gazam, Ụza, Pasea,

  2. Êxodo 20

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 20
    Mostrando versículos 8–15 de 26

    8Cheta ụbọchị izuike site nʼido ya nsọ.

    13Gị egbula mmadụ.

    15Gị ezula ohi.

  3. Lucas 3

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 3
    Mostrando versículos 6–27 de 38

    6Mmadụ niile ga-ahụkwa nzọpụta Chineke.’ "3:6 Aịz 40:3-5

    20tụkwasịkwara ihe nʼelu ihe ndị a niile, site na ịtụnye Jọn nʼụlọ mkpọrọ.

    27nwa Joanan, nwa Resa,nwa Zerubabel, nwa Shealtiel,nwa Neri;

  4. Hebreus 9

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 9
    Mostrando versículos 1–16 de 28

    1Ọgbụgba ndụ nke mbụ nwere usoro ofufe na ebe nsọ nke ụwa nke a e jiri aka wuo.

    3Nʼazụ akwa mgbochi nke abụọ ka e nwere ọnụụlọ a na-akpọ Ebe Kachasị Nsọ,

    16Ọ bụrụ na mmadụ ekee ekpe mgbe ọ nọ ndụ, a na-ebu ụzọ achọpụta ma onye kere ekpe ahụ ọ nwụọla.

  5. Neemias 11

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 11
    Mostrando versículos 8–35 de 36

    8ya na ndị na-eso ya bụ ụmụ Gabai na Salai. Ọnụọgụgụ ha dị narị itoolu na iri abụọ na asatọ (928).

    26Jeshua, Molada, Bet-Pelet,

    35Lod, Ono na Ge Harashim.11:35 Maọbụ, Ndagwurugwu ndị na-akwa ǹka

  6. Jeremias 48

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 48
    Mostrando versículos 6–23 de 47

    6Gbalaganụ! Gbapụnụ ọsọ ndụ!Dịkwanụ ka osisi nta nke dị nʼọzara.

    22Dibọn, Nebo na Bet-Diblataim,

    23Kiriatem, Bet-Gamul na Bet-Meon,

  7. 2 Coríntios 1

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 1
    Mostrando versículos 4–21 de 24

    4Onye na-akasị anyị obi nʼime nsogbu anyị niile, ka anyị site nʼụzọ dị otu a nwee ike ịkasị ndị ọzọ niile nọ na nsogbu dị iche iche obi. Inyere ha aka dịka anyị onwe anyị si nata inyeaka site nʼaka Chineke.

    10Ọ bụ Chineke bụ onye zọpụtara anyị site nʼime oke ọnwụ dị otu a. Anyị nwekwara ntụkwasị obi na ọ ga-aga nʼihu na-azọpụtakwa anyị,

    21Ọ bụ Chineke nʼonwe ya mere ka anyị na unu guzosie ike nʼime Kraịst. O meela ka anyị bụrụ ndị e tere mmanụ.

  8. 1 Coríntios 7

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 7
    Mostrando versículos 16–24 de 40

    16Gị nwunye, ị mara maọbụ gị ga-azọpụta di gị? Ma, gị bụ di, si aṅa mara maọbụ gị ga-azọpụta nwunye gị?

    20Ka onye ọbụla nọgide dịka ọ dị mgbe a kpọrọ ya.

    24Ụmụnna m, nʼọnọdụ ọbụla mmadụ nọ mgbe a kpọrọ ya, ya nọgidesie ike nʼime Chineke.

  9. 2 Pedro 3

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 3
    Mostrando versículos 11–18 de 18

    11Ebe ọ bụ na ihe niile gbara anyị gburugburu ga-esi otu a laa nʼiyi, ụdị ndị dị aṅaa ka unu kwesiri ịbụ? Unu kwesiri ị na-ebi ndụ dị nsọ na nke ịsọpụrụ Chineke,

    15Chetakwanụ na ntachiobi Onyenwe anyị pụtara nzọpụta, dịka ezi nwanna anyị Pọl jiri amamihe Chineke nyere ya deere unu ihe banyere ya.

    18Bụrụnụ ndị na-eto eto nʼime amara. Bụrụkwanụ ndị na-aga nʼihu ịmụta ihe banyere Onyenwe anyị na Onye nzọpụta anyị Jisọs Kraịst nke ọma.Ka otuto dịrị ya ugbu a na mgbe niile ebighị ebi. Amen.

  10. 1 Pedro 4

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 4
    Mostrando versículos 8–18 de 19

    8Nke kachasị nke, na-ahụrịtanụ onwe unu nʼanya nke ukwuu nʼihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.

    9Jirinụ obiọma na-elerịta ibe unu ọbịa na-enweghị ntamu ọbụla.

    18Ma,"Ọ bụrụkwa na ọ dị ike ịzọpụta onye ezi omume,oleekwanụ olileanya dịrị onye na-amaghị Chineke na onye mmehie?"4:18 Ilu 11:31

  11. Efésios 4

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 4
    Mostrando versículos 2–27 de 32

    2Werekwanụ obi dị umeala niile na ịdị nwayọọ, na ndidi na-anagide ibe unu nʼịhụnanya.

    5Otu Onyenwe anyị dị, otu okwukwe na otu baptizim.

    27Enyela ekwensu ohere.

  12. Gênesis 10

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 10
    Mostrando versículos 17–28 de 32

    17ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini,

    27Hadoram, Ụzal, Dikla,

    28Obal, Abimael, Sheba,

  13. Atos 15

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 15
    Mostrando versículos 26–37 de 41

    26ndị ikom werela ndụ ha tụnye nʼaha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.

    34Ma ọ masịrị Saịlas ịnọtukwu nʼebe ahụ.15:34 Ụfọdụ akwụkwọ adịghị edebanye ihe banyere Saịlas nʼamaokwu a.

    37Banabas chọrọ ka ha na Jọn onye a na-akpọ Mak soro gaa.

  14. Colossenses 1

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 1
    Mostrando versículos 14–18 de 29

    14Onye anyị si nʼime ya nwee nzọpụta, nke bụ mgbaghara mmehie niile.

    15Ọ bụ nnọọ onyinyo Chineke onye anyị na-apụghị ịhụ anya, bụrụkwa onye mbụ a mụrụ nʼihe niile e kere eke.

    18Ọ bụ ya bụ isi nke anụ ahụ ahụ bụ chọọchị. Ọ bụ ya bụ mmalite, onye mbụ a mụrụ nʼetiti ndị niile ga-esi nʼọnwụ bilie. Nke a mere ka ọ bụrụ onyeisi mbụ nʼime ihe niile.

  15. Isaías 47

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 47
    Mostrando versículos 4–15 de 15

    4Otu a ka Onye mgbapụta anyị kwuru, Onye ga-azọpụta Izrel. Aha ya bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,Onye nsọ Izrel.

    13Ndụmọdụ niile a na-enye gị adịghị enyere gị aka.Mee ka ndị ahụ ihe banyere ngagharị ọnwa na kpakpando doro anya bịa nso.Kpọpụta ndị ahụ na-esite nʼihe ha hụrụ na kpakpando akọwa ihe ga-eme site nʼotu ọnwa ruo nʼọnwa nke ọzọ.Kpọkuo ha ka ha zọpụta gị site na nsogbu nke na-aga ịbịakwasị gị.

    15Lee ihe ndị a na-enyocha kpakpando ga-emere gị,bụ ndị ị na-aṅa ntị na ndụmọdụ hasite na mgbe ị bụ nwantakịrị.Ha ga-ahapụ gị gaa nʼụzọ nke aka ha;ị gaghị enwekwa onye ga-azọpụta gị.

  16. Salmos 89

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 89
    Mostrando versículos 10–48 de 52

    10Ị zọpịara Rehab dịka otu nʼime ndị ahụ e gburu egbu;jiri aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.

    44I meela ka ịma mma ya gwụsịa.Ị tụdakwala ocheeze ya nʼala.

    48Olee onye ahụ nwere ike ịdị ndụ ghara ịhụ ọnwụ anya,maọbụ zọpụta onwe ya site nʼike nke ili89:48 Ya bụ, ala mmụọ? Sela

  17. Êxodo 39

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 39
    Mostrando versículos 11–38 de 43

    11nʼahịrị nke abụọ bụ: nkume tọkwọisi, safaia na emeralụdụ.

    12Nʼahịrị nke atọ bụ: nkume jasint, ageeti na ametisiti.

    38na ebe ịchụ aja ọlaedo, mmanụ nsọ na ụda na-esi isi ụtọ na akwa mgbochi nke ọnụ ụzọ ụlọ nzute,

  18. Provérbios 21

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 21
    Mostrando versículos 16–23 de 31

    16Onye ọbụla si nʼụzọ nghọta wezuga onwe yaga-eso nʼotu ndị nwụrụ anwụ.

    21Onye na-achụso ezi omume na ịhụnanyaga-achọta ndụ, na ugwu na ọganihu.

    23Onye na-echekwa ire ya na ọnụ yana-egbochiri onwe ya ọdachi.

  19. Josué 15

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 15
    Mostrando versículos 40–49 de 63

    40Kabọn, Laamam, Kitlish,

    42Libna, Eta, Ashan

    49Dana, Kiriat-Sana (ya bụ Debịa),

  20. 1 Crônicas 8

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 8
    Mostrando versículos 4–31 de 40

    4Abishua, Neeman, Ahoa,

    5Gera, Shefufan na Huram.

    31Gedoa, Ahio na Zeka

Léxico (correspondência exata) Semântico (correspondência relacionada) Versículos omitidos Contexto do capítulo