Pular para o conteúdo
Publicidade

Resultados da busca por "fé"

125 resultados encontrados

  1. Hebreus 12

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 12
    Mostrando versículos 7–29 de 29

    7Tachie obi, mụta ihe site nʼahụhụ. Nʼihi na Chineke na-emeso unu mmeso dị ka nna ọbụla hụrụ ụmụ ya nʼanya si emeso ha mmeso. Nwata ọbụla adịghị nke nna ya na-adịghị abara mba.

    24Unu abịakwutela Jisọs onye ogbugbo nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ, bịakwutekwa ọbara e fesara nke na-ekwu okwu dị mma karịa nke ọbara Ebel kwuru.

    29Nʼihi na Chineke anyị bụ ọkụ na-erepịa erepịa.12:29 Dit 4:24

  2. 2 Reis 18

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 18
    Mostrando versículos 17–34 de 37

    17Eze Asịrịa sitere na Lakish zipụ ọchịagha18:17 A na-akpọ Tatan onye ọkwa ya kasị ukwuu, onyeisi ndị na-eje ozi na ọchịagha ya na usuu ndị agha ka ha jekwuru Hezekaya na Jerusalem. Ndị agha a bịaruru Jerusalem kwụsị nʼakụkụ olulu warawara18:17 Olulu warawara mmiri nke eze Hezekaya gwuru, bụ maka i ji webata mmiri nʼime obodo site nʼiyi Gaihọn. e gwuru ebe Ọdọ mmiri dị elu si nʼasọfe, nʼụzọ e si aga obosara ala ndị na-asụ akwa.

    21Lee, amatara m na ị na-atụkwasị obi nʼIjipt, mkpanaka achara ahụ gbajiri agbaji, nke na-adụwa aka onye ọbụla na-adabere na ya. Otu a ka Fero, eze Ijipt dị nye ndị niile na-atụkwasị ya obi.

    33O nwere chi mba ọbụla nke napụtara ha site nʼaka eze Asịrịa?

    34Olee ebe ka chi ndị Hamat na Apad nọ? Olee ebe ka chi ndị Sefavaim, Hena na Iva nọkwa? Ha anapụtala Sameria site nʼaka m?

  3. Ezequiel 10

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 10
    Mostrando versículos 8–21 de 22

    8Nʼokpuru nku ndị cherubim ahụ ka a na-ahụta ihe yiri aka mmadụ.

    13Aha m nụrụ a na-akpọ wịịlu ndị ahụ bụ, Ọgba gburugburu.

    21Nke ọbụla nʼime ha nwere ihu anọ na nku anọ, na ihe yiri aka mmadụ nʼokpuru nku ha.

  4. Cânticos 5

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 5
    Mostrando versículos 1–10 de 16

    1Abatala m nʼubi m a gbara ogige, nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ m.Achịkọtala m máá ya na ụda m,arachakwala m mmanụ aṅụ m na ugbugbo mmanụ aṅụ.Aṅụkwala m mmiri ara ehi na mmanya m.Ndị EnyiRie, ṅụọkwa, unu ndị bụ enyi;ṅụjuo afọ, unu ndị hụrụ onwe unu nʼanya.Onye a hụrụ nʼanya

    6Mgbe m megheere onye m hụrụ nʼanya ụzọ,ma lee, ọ nọkwaghị ya, ọ laala.Obi fepụrụ m mgbe ọ pụwara.Elegharịrị m anya chọọ ya ma ahụghị m ya ebe ọbụla.Akpọrọ m ya oku ma ọ zaghị.

    10Onye m hụrụ nʼanya chapụrụ achapụ, dị mma ile anya.Ọ pụrụ iche nʼetiti puku ndị nwoke iri.

  5. Isaías 64

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 64
    Mostrando versículos 5–9 de 12

    5Ị na-enyere ndị na-eme ezi ihe aka,bụ ndị ji ọṅụ na-echeta ụzọ gị nʼechiche uche ha.Ma mgbe anyị nọgidere na-emehie megide ha,iwe were gị.A ga-esikwanụ aṅaa zọpụta anyị?

    6Anyị niile dịka onye rụrụ arụ,ezi omume anyị niile kwa dịka nkịrịnka akwa ruru unyi.Anyị akpọnwụọla dịka akwụkwọ osisi,mmehie anyị na-ebufukwa anyị dịka ifufe.

    9Biko, Onyenwe anyị, anọgidela na-eweso anyị iwe;echetakwala mmehie anyị ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.Biko, lekwasị anyị anyanʼihi na ndị gị ka anyị bụ.

  6. Números 36

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 36
    Mostrando versículos 5–12 de 13

    5Mgbe ahụ, Mosis nyere ndị Izrel ntụziaka site nʼiwu Onyenwe anyị sị, "Ihe ndị ikom ebo Josef na-ekwu ziri ezi.

    10Ya mere, ụmụ ndị inyom Zelofehad mere dịka Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu.

    12Ha lụrụ di nʼagbụrụ ụmụ Manase, nwa Josef. Nʼụzọ dị otu a, ihe nketa ha dịgidere nʼebo na agbụrụ nna ha.

  7. Atos 23

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 23
    Mostrando versículos 4–26 de 35

    4Ndị guzo ya nso sịrị, "Ị na-ekwutọ onyeisi nchụaja Chineke?"

    25O dere akwụkwọ nʼolu dị otu a:

    26Klọdiọs Lisias,Na-edegara Feliks onye nsọpụrụ na-adịrị, onye na-achị akụkụ a.Ana m ekele gị.

  8. Levítico 9

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 9
    Mostrando versículos 14–20 de 24

    14Ọ sachara ihe dị nʼime afọ ya, na ụkwụ ya, kpọọ ha ọkụ, dịka aja nsure ọkụ.

    16Ọ chụkwara aja nsure ọkụ nʼusoro dịka iwu e nyere si dị.

    20tụkwasị ha nʼobi anụ ndị ahụ, kpọọ ha ọkụ nʼebe ịchụ aja.

  9. Josué 18

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 18
    Mostrando versículos 23–26 de 28

    23Avim, Para, Ofra,

    24Kefa Amoni, Ofni, Geba, obodo iri na abụọ na obodo nta ha ndị ọzọ.

    26Mizpa, Kefira, Moza,

  10. Salmos 18

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 18
    Mostrando versículos 10–32 de 50

    10Ọ nọkwasịrị nʼelu cherubim18:10 Cherubim bụ mmụọ ndị ahụ dị ike na ndị jupụtara nʼebube nke anya na-adịghị ahụ. Ọrụ ha bụ ibu ocheeze Ebube ahụ. Izk 1:26 felie elu,o feliri elu nʼelu nku nke ifufe.

    25Nʼebe onye kwesiri ntụkwasị obi nọ, i na-egosi onwe gị onye kwesiri ntụkwasị obi,nʼebe onye zuruoke nọ, ị na-egosi onwe gị onye zuruoke.

    29Site nʼinyeaka gị, apụrụ m ịlụso igwe ndị agha ọgụ,sitekwa na Chineke m, apụkwara m ịwụfe mgbidi ọbụla.

    32Ọ bụ Chineke na-enye m ike,na-echebekwa ụzọ m nʼizuoke.

  11. Êxodo 7

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 7
    Mostrando versículos 3–23 de 25

    3Ma aga m eme ka obi Fero sie ike. Ọ bụ ezie na m ga-eme ọtụtụ ihe ịrịbama nʼihe ebube nʼala Ijipt,

    13Fero nyịchiri obi ya, mee ka o sie ike. O geghị Erọn na Mosis ntị dịka Onyenwe anyị kwuru.

    23Fero tụgharịrị laghachi nʼụlọeze ya, na-echeghị echiche banyere ihe niile ahụ e mere.

  12. Apocalipse 7

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 7
    Mostrando versículos 8–14 de 17

    8E sitere nʼebo Zebụlọn họpụta puku mmadụ iri na abụọ (12,000).Ndị si nʼebo Josef dị puku mmadụ iri na abụọ (12,000).Ndị sikwa nʼebo Benjamin dị puku mmadụ iri na abụọ (12,000).

    12na-asị,"Amen!Ngọzị niile na otuto niile,na amamihe niile na ekele niile na nsọpụrụ niilena ike niile na ume niile,dịrị Chineke anyị ruo mgbe niile ebighị ebi.Amen."

    14Asịrị m, "Onyenwe m, ọ bụ gị maara."Ọ sịrị m, "Ndị a bụ ndị sitere nʼime oke mkpagbu ahụ pụta. Ha bụ ndị sachara uwe ha, mee ha ka ha dịrị ọcha site nʼọbara Nwa Atụrụ ahụ.

  13. Gênesis 22

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 22
    Mostrando versículos 1–15 de 24

    1Mgbe ihe ndị a gasịrị, Chineke nwara Ebraham. Ọ sịrị ya, "Ebraham."Ebraham zara sị, "Lekwa m."

    4Nʼụbọchị nke atọ, Ebraham lepụrụ anya hụ ebe ahụ nʼebe dị anya.

    15Mmụọ ozi Onyenwe anyị sitere nʼeluigwe kpọọ Ebraham oku nke ugboro abụọ,

  14. Ezequiel 1

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 1
    Mostrando versículos 5–28 de 28

    5Ihe e kere eke anọ dị ndụ, nke yiri mmadụ nʼụdịdị ha, nọkwa nʼetiti oke ihe ahụ.

    14Ihe ndị ahụ dị ndụ na-efegharị nʼebe a, na-efegharịkwa nʼebe nke ọzọ, dịka mgbe amụma na-egbu.

    28Ìhè ahụ gbara ya gburugburu, nke a na-ahụ anya, dịkwa ka ìhè eke na egwurugwu, nke a na-ahụ anya nʼoge mmiri na-ezo.Otu a ka ebube Onyenwe anyị si gosi m onwe ya. Mgbe m hụrụ ya, adara m nʼala kpuo ihu m nʼala. Mgbe ahụ, anụrụ m olu onye na-ekwu okwu.

  15. Deuteronômio 29

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 29
    Mostrando versículos 9–18 de 29

    9Nʼihi ya, lezie anya idebe ụkpụrụ niile nke ọgbụgba ndụ a, ka ihe niile unu na-eme gaara unu nke ọma.

    14Ọgbụgba ndụ a nke ya na ịṅụ iyi so nke m na-eme ka ọ dịrị abụghị naanị nʼihi unu,

    18Lezienụ anya ka unu hụ na obi onye ọbụla nʼime unu, nwoke maọbụ nwanyị, agbụrụ maọbụ ebo ọbụla nʼIzrel, esighị nʼebe Onyenwe anyị bụ Chineke anyị nọ pụọ, bido chewe echiche ife chi ndị mba ọzọ ndị a niile. Lezienụ anya hụ na mgbọrọgwụ na-ewepụta nsi na-elu ilu dị otu a adịghị nʼetiti unu.

  16. 2 Reis 23

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 23
    Mostrando versículos 3–37 de 37

    3Eze guzoro nʼakụkụ ogidi, kwee nkwa nʼihu Onyenwe anyị, ịgbaso Onyenwe anyị, na iji obi ya niile, na mkpụrụobi ya niile, debe ihe niile o nyere nʼiwu, nʼihe ama ya niile na ụkpụrụ ya niile. O si otu a mee ka okwu niile nke ọgbụgba ndụ ahụ e dere nʼakwụkwọ guzosie ike. Mgbe ahụ, ndị mmadụ niile kwekwara nkwa idebe ọgbụgba ndụ ahụ.

    32O mere ihe dị njọ nʼanya Onyenwe anyị dịka ndị eze buru ya ụzọ.

    37O mere ihe dị njọ nʼanya Onyenwe anyị, dịka ihe niile nna ya ha ndị bu ya ụzọ mere.

  17. Números 5

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 5
    Mostrando versículos 1–9 de 31

    1Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya,

    5Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya,

    9Onyinye niile dị nsọ ndị Izrel wetaara onye nchụaja bụ nke onye nchụaja ahụ.

  18. Levítico 1

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 1
    Mostrando versículos 1–9 de 17

    1Onyenwe anyị sitere nʼụlọ nzute ahụ kpọ Mosis oku, gwa ya sị,

    6Ị ga-agba ehi aja nsure ọkụ ahụ akpụkpọ, bọkasịa ya ntakịrị ntakịrị.

    9Ma a ga-asacha ihe ndị dị nʼime afọ ya, na ụkwụ ya mmiri. Onye nchụaja ga-akpọ ha niile ọkụ nʼebe ịchụ aja ahụ. Ọ bụ onyinye aja nsure ọkụ, onyinye e nyere site nʼọkụ nke dị ezi ụtọ nye Onyenwe anyị.

  19. Isaías 52

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 52
    Mostrando versículos 1–13 de 15

    1Teta, teta gị Zayọn,yikwasị onwe gị ike dịka uwe!Yikwasị onwe gị uwe mara mma,gị Jerusalem, obodo dị nsọ.Ndị a na-ebighị ugwu na ndị rụrụ arụagaghị abata nʼime gị ọzọ.

    11Wezuganụ onwe unu, wezuganụ onwe unu, sinụ nʼebe ahụ pụọ.Unu emetụkwala ihe ọbụla rụrụ arụ aka.Sitenụ nʼetiti ya pụta, dịrịnụ ọcha,unu ndị na-ebu ihe dị iche iche nke ụlọ Onyenwe anyị.

    13Lee, ohu m ga-enwe uche,a ga-ebulikwa ya elu, ọ ga-abụkwa onye a na-asọpụrụ.

  20. Atos 28

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 28
    Mostrando versículos 15–31 de 31

    15Mgbe ụmụnna anyị nọ nʼebe ahụ nụrụ na anyị na-abịa. Ha pụtara zute anyị nʼụzọ Apiọs na nʼụlọ ndị Ije atọ. Mgbe Pọl hụrụ ha, o kelere Chineke ma bụrụ onye a gbara ume.

    24Ụfọdụ ka e mere ka ha kweere, ma ụfọdụ mechiri ntị ha na obi ha.

    31o ji mkwuwa okwu na-ekwusa ihe banyere alaeze Chineke na-akụzikwa ihe banyere Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. Ọ dịkwaghị onye ọbụla gbalịrị igbochi ya.

Léxico (correspondência exata) Semântico (correspondência relacionada) Versículos omitidos Contexto do capítulo